뮤직 비디오

Kolaboy - Ugomma [Viral Video] ft. Jaydee Bombshell
{artistName}의 {trackName} 뮤직 비디오 보기

크레딧

실연 아티스트
Kolaboy
Kolaboy
실연자
Barmy
Barmy
실연자
Caution LXE
Caution LXE
실연자
Nwodo Victor Chinonso
Nwodo Victor Chinonso
실연자
Okafor Chukwujekwu Sunday
Okafor Chukwujekwu Sunday
실연자
작곡 및 작사
Nwodo Victor Chinonso
Nwodo Victor Chinonso
송라이터
Okafor Chukwujekwu Sunday
Okafor Chukwujekwu Sunday
송라이터
프로덕션 및 엔지니어링
Barmy
Barmy
프로듀서
Caution LXE
Caution LXE
믹싱 엔지니어

가사

Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (Ajeh, kparanuma) Tegide ewgum (kparanuma) Nwa bu achara ugo (Odia, kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Omuta ogosi igbo (Kola, kparanuma) Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (Boy, kparanuma) Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Nwa bu achara ugo (kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Omuta ogosi igbo (kparanuma) Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma) Akuku ugo mma, nwatakiri bu uwa mgbede Nwa bunu so mma, nwata atoka ka obu okpete (seh) Achala ugo mma Nwa lechaba chi gi nyelu gi (heh) Onu gbajie boys enenebe eje oru chi gi kelu gi Ejelum egwu n'orie agu (sawa mma) We fu nu agbamma (sawa mma) Ntiketere ya egwu osi n'ojeke esom na (sawa mma) Anyi anawa ojuom ma mu amazilu nne ya (sawa mma) Obu onye bu di nne gi Osim n'okwa agbamma (sawa mma) Nwe tiwe ifugo na nwa nwa yiri nne ya (sawa mma) Nwa di nu priceless, oburo nwa kposanu rewe (kpowam) Iburu jet ibunu private, pencil okwa gotenu dewe (kpowam) Asa lecha wa okwa ginwa mere ubochi kwuru stand still (kpowam) Iburu delilah nwa achoghom imah n'nga abunwu sampson (kpowam) Enyemaka ngwa nwata kwu oto ka kpomkwem (kpowam) Achorozim aka mgba okwa so ginwa kam cholu (kpowam) Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Nwa bu achara ugo (kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Omuta ogosi igbo (kparanuma) Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma) Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Nwa bu achara ugo (kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Omuta ogosi igbo (kparanuma) Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma) Akuku ugo mma, nwatakiri bu uwa mgbede Nwa bunu so mma, nwata atoka ka obu okpete (seh) Achala ugo mma Nwa lechaba chi gi nyelu gi (heh) Onu gbajie boys enenebe eje oru chi gi kelu gi Omuma asa alu (nwa oma) Achala ugo nwanyi (nwa oma) Omuma asa alu (nwa oma) Achala ugo nwanyi (nwa oma) Kiribenu ola nwa (nwa oma) Elewe ukwu egbuo ewu (nwa oma) Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Nwa bu achara ugo (kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Omuta ogosi igbo (kparanuma) Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma) Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Nwa bu achara ugo (kparanuma) Tegide egwum (kparanuma) Omuta ogosi igbo (kparanuma) Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (Kola, kparanuma) It's it's Barmy on the beat Caux, Caux
Writer(s): Nwodo Victor Chinonso, Okafor Chukwujekwu Sunday Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out