album cover
Win
album cover
Win은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2024년 7월 26일일에 Nuno Zigi에서 발매되었습니다.Zero Caution
2024년 7월 26일
라벨Nuno Zigi
BPM91
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지

가사

[Intro]
I know I go win
I know I go win
I know I go win
I go win, I go win
Anyhow e be
Anyhow e be, I go win
[Verse 1]
Ịma nkụ ma ọbụ na ịgbarọ mbọ na ịtọrọ the bell
Ị ga-ama na i-win-begọ ebe ị na-enweberọ L
Selụ aka na ịma aka na ịma na ọ na-ayasa cartel
Chụba nke gị, club banger adịrọ a bother Adele
M ga-afụ gị na my side ma asị "pick a side"?
Ka gị na ndị na-alụka m ọ na-alụ "two aside"
Ọọ ndịnwa kọọ m mgbu facey ka ị ga-anọ beside
Ịnọ there ka ịnọ here, nwa, ị ga-eme decide
Symbian bido minimize and then java died
Awọtarọ m ayadịnụnọ till my father died
If a girl is truly happy, then her **** lied
E-shoot-gidego m shots my desire died
Lux fiat 2007m, Zigi bonafide
Men jebe ịta mgbe na Emeka Offor anyị amapụ badge
Onye na-alụ na Abs ọ na-akpalị Minaj?
Obụrọ onye ọbụna ịma bulu ibu na-e-live large
Go
The flex abụrọ na m melịa but I did it in style
Ụkwụ gị baa akpụkwụ, m na-eyi, nwanne, ịma nga a mile
Tryna chat with my dad but ọnọọzi online
Kee onye ga-akụwara gị shots ma ọ na-a-walk the aile
Ya dịba ka m forge ba ahead
Signature nwoke ga-sign next bụ pre-nup
Nwa nwelụ isi isi julu oyi, anyalụlụ n'ani
Ga-abụ ọnụ na si, nwoke julu eju her remedy bụ m gaa head
I'm not against the law, I'm not obeying either
Young black ****
Ring leader
Zi m gold m ghọọ gold digger
Moneyless talks na-e-head south ka flow Erigga
Mikano na BAT me I chose neither
911 akọọ om a bill ba m emergency
ATM na-agbọlụ Igbo currency
Boys dey bomb na cyber ka enwelụ insurgency
Ha na-eme with sense, yes, with sense of urgency
Ha sị na ịdị hard but all you had bụ currency
The hard truth bụ na ịdị soft for honesty
Generous with ọnụma charity
Enyesị m my all to my ex, m wee fu na all bụ vanity
All to my ex wee fụ na all bụ vanity
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
[Chorus]
I know I go win
I know I go win
I know I go win
I go win, I go win
Anyhow e be
Anyhow e be, I go win
[Chorus]
I know I go win
I know I go win
I know I go win
I go win, I go win
Anyhow e be
Anyhow e be, I go win
Written by: Ayadinuno Okechukwu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...