album cover
Que Sera
1,528
Hip-Hop/Rap
Que Sera은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2024년 7월 4일일에 Azuri에서 발매되었습니다.Agnus Dei - EP
album cover
발매일2024년 7월 4일
라벨Azuri
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지
BPM70

뮤직 비디오

뮤직 비디오

가사

[Intro]
Que sera sera
Que sera sera
[Verse 1]
Otua otua
Topboy n'ime ogbe
Am in for biz, all men na-eche new release
Adịm good am born for this I chase money adịm achụ di bitch
Ndị obodo na-ebe akwa for heat I dey hot m na cause heat
Ice in my neck as you can see
Cinderella and the beast
Owuite bụ a weakness, ego a bụ my fitness
No laziness
You can't use my sense, Topboy is financial intelligence
Watchiaya merry men, ife chọọ bụ this cash
Ịfụ evidence
Achọdịm any girl, achọm inwete ego as in achievement way
[Chorus]
What will be, will be
Que sera sera que sera
What will be, will be
Que sera sera, que sera sera
Ife ga-abụ, ga-abụ
Que sera sera, que sera sera
Way what will be will be
Que sera sera, que sera sera
What will be will be
Que sera sera, que sera sera
What will be will be
Que sera sera, que sera sera
Ife ga-abụ, ga-abụ
Que sera sera, que sera sera (way)
What will be, will be
Que sera sera, que sera sera
[Verse 2]
Ife ga-abụ, ga-abụ, ya melụ m jikwa abụlụ abụ
Some men na-ato n'amu, Topboys adịrọ apụ n'anwụ
Onye na-egbu mma ga-anaa na mma, onye egbe ga-anaa n'egbe
Ọso gị gbana na Ebenebe, men tụọ down mme mme ga-eme
I'm made for this, ready for this
Nyem the key ya na receipt
I no go quit maka the biz, mmadụ dị fit
I no go gree
Adịm ekwetedị ifeabụlọ win, no noise achọkwam peace
Etinyem ọbalam na the p, ya melụ m ji wee kwechiri the shit way
[Chorus]
What will be, will be
Que sera sera que sera (kee way)
What will be, will be
Que sera sera, que sera sera (way)
Ife ga-abụ, ga-abụ
Que sera sera, que sera sera (Way)
What will be will be
Que sera sera, que sera sera (way)
What will be will be
Que sera sera, que sera sera
What will be will be
Que sera sera, que sera sera
Ife ga-abụ, ga-abụ
Que sera sera, que sera sera (way)
What will be, will be
Que sera sera, que sera sera
[Outro]
Nameless is the one
Written by: Henry Olisaemeka Urama
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...