album cover
Nabata
10,933
Music
Nabata은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2024년 1월 16일일에 Azuri에서 발매되었습니다.Nabata - Single
album cover
발매일2024년 1월 16일
라벨Azuri
언어English
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지

뮤직 비디오

뮤직 비디오

가사

[Intro]
Onye nwee ụnọ kpam kpam ka anyị na-akụ welụ obi Chineke nabata anyị oo
Wooo
Otua otua
Topboy n'ime ogbe
[Verse 1]
Agbam aka wee bịa m ma agba aka wee naa
Chaaa chaaa
Abịa n'okwu ego nwa ebum ya ka banker (Banker)
America wonder (WONDER)
Ọbụrọ ife tata (TATA)
Police canter (canter)
Ego m ga-eju tanker
[Chorus]
Onye nwee ụnọ anyị elutego welụ obi Chineke nabata anyị ooo
Onye nwee ụnọ kpam kpam ka anyị na-akụ welụ obi Chineke nabata anyị oo
Onye nwee ụnọ anyị elutego welụ obi Chineke nabata anyị ooo
Onye nwee ụnọ kpam kpam ka anyị na-akụ welụ obi Chineke nabata anyị oo
[Verse 2]
Oh, asị na money stop nonsense
Ya melụ m ji lee conscience
Ele m ilu ọlụ golu azụ
Ma ya bụlụ say I make sense
Agbam ya 1.10
Ha gosi m death sentence
Abụ m atụ egwu nwa
M ga-eti myself first
Achọ m ịgbayenụ obele film
Please, don't play with me
Abụm the type you can't resist
And I mee too much enwe m men enwe m gees
Ego abụlọ counterfeit
And m ga-edenye gị receipt
Ka anyị gbada ụwa mgbede (Heii)
Ofeakwụ mama Ekene (Heiii)
Alọba ị mana ọ Janka na-akụkwalụnụm egwu ogene (Heii)
Ife abụlọ egwu ngene (Heii)
Ịjaa m eze m keneee (Heiii)
M na-ekwunye kwalụ TOPBOYS around the work man ekene, ịmakwa
[Chorus]
Onye nwee ụnọ anyị elutego welụ obi Chineke nabata anyị ooo
Onye nwee ụnọ kpam kpam ka anyị na-akụ welụ obi Chineke nabata anyị oo
Onye nwee ụnọ anyị elutego welụ obi Chineke nabata anyị ooo
Onye nwee ụnọ kpam kpam ka anyị na-akụ welụ obi Chineke nabata anyị oo
[Verse 3]
Ọ nọ n'ụla tete tete tete
Ọ nọ n'ụla tete bịa nụrụ onu anyị ooo
Ọ nọ n'ụla tete tete tete
Ọ nọ n'ụla tete bịa nụrụ onu anyị ooo
[Verse 4]
Ọ nọ n'ụla tete tete tete
Ọ nọ n'ụla tete bịa nụrụ onu anyị ooo
Ọ nọ n'ụla tete tete tete
Ọ nọ n'ụla tete bịa nụrụ onu anyị ooo
Written by: Henry Olisaemeka Urama, Zyno
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...