album cover
Olisa
59
아프로비트
Olisa은(는) 앨범에 수록된 곡으로 2024년 7월 26일일에 Ganger Music에서 발매되었습니다.Olisa - Single
album cover
발매일2024년 7월 26일
라벨Ganger Music
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지
BPM70

뮤직 비디오

뮤직 비디오

크레딧

작곡 및 작사
Chinemelum Wolfgang Obijindu
Chinemelum Wolfgang Obijindu
작사가 겸 작곡가

가사

Mhmmm
Mhmmmmm
Chineke nezienum anya nu
Olisa tinyerum aru nu
Asim kam bia sa aka nu
Mana mua ekwero kwanu
Afugom ife n'okporo
Olisa fichanu m anya nu
Okwa isi na mbu nwa mmanu
Ya ka nji Kwechiri na eje nu
Mmam na etinye m na ekpere
Mpam no n'enu na echekwe
Gozie okporo uzo m nna ejekwe
Olisa biko nara ekele
Chineke nezienum anya nu
Olisa tinyerum aru nu
Asim kam bia sa aka nu
Mana mua ekwero kwanu
Olisa biko
Amam na ina anu mu oo
Nyenum oke nke mu oo
Chineke chewekwe mu o
Olisa biko
Amam na ina anu mu oo
Nyenum oke nke mu oo
Chineke chewekwe mu o
All the sins I made
Amadim weda I go see my fate
I know I made mistakes
but now am getting better on the step i take
My eyes di on God
My eyes on God I know am blessed
I gat no time to waste, a lot of things to face
Life di hard okwa ina afu afia
Ogadigide mana okwa ina acho ya
Eh nwa mmanu okwa ina anu ya
Just with time na iga enwetekwa
I know many many men but just a few wey I fit call my guys
And that's on fact
Enemies, I go jump and pass
All this midnight cry ina akwa na abani Chukwu go wipe your tears
And all this things ina ebu na Obi na Chukwu go clear your chest, yes
Mmadu ka ana aria
Ha na eche mgbe nga ada
Mana, Egwum na ona aba
Igbam draw nwa na oga aka
Chinedu adi atuzi oke ujo
Cause, Chukwu emepego uzo
December ona anaruzi uno
And odi ejizi ugwu uno
Gwa ndi mgbu siha puo n'uzo
Nwachukwu adi atu ujo
Ana abara agu mba
Anyi aga na aku nwe ruo na nka
Chineke nezienum anya nu
Olisa tinyerum aru nu
Asim kam bia sa aka nu
Mana mua ekwero kwanu
Afugom ife n'okporo
Olisa fichanu m anya nu
Okwa isi na mbu nwa mmanu
Ya ka nji Kwechiri na eje nu
Mmam na etinye m na ekpere
Mpam no n'enu na echekwe
Gozie okporo uzo m nna ejekwe
Olisa biko nara ekele
Chineke nezienum anya nu
Olisa tinyerum aru nu
Asim kam bia sa aka nu
Mana mua ekwero kwanu
Olisa biko
Amam na ina anu mu oo
Nyenum oke nke mu oo
Chineke chewekwe mu o
Olisa biko
Amam na ina anu mu oo
Nyenum oke nke mu oo
Chineke chewekwe mu o
Written by: Chinemelum Wolfgang Obijindu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...