album cover
Onye
album cover
Onye은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2024년 11월 30일일에 Luiz Mike, distributed by Mayvibe Limited에서 발매되었습니다.Soulja - EP
2024년 11월 30일
라벨Luiz Mike, distributed by Mayvibe Limited
언어English
BPM136
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지

가사

[Intro]
Alụsị
Gịnị ka m ga-eme?
Gịnị ka m ga-eme?
Gịnị ka m ga-eme?
Gịnị ka m ga-eme?
Gịnị ka m ga-eme?
Nwosisi
[Chorus]
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Ị ma na mmili elurọ elu
Ị ma na ozobago
Agha a na-akarọ aka
Ị ma na anụbago
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Ọgbajuo dọlụ m kpọba chi
Ọ zaa ọ gbata ọsọ
[Chorus]
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Ị ma na mmili elurọ elu
Ị ma na ozobago
Agha a na-akarọ aka
Ị ma na anụbago
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Ọgbajuo dọlụ m kpọba chi
Ọ zaa ọ gbata ọsọ
[Verse 1]
A bịagonụm ozọ
Ife m kwulu gboo bụ nyanwa bụ
Ife m kwukwu taa
Taa munwa erolu ntutu taa
Ọ kwa money m ga-ebute the money
Agbago m mbọ maka akụnụba
M ga-ebute the money ka Benz gbaa na kolota
Ndi jụlụ ajụ before ekwetego
Na Chukwu kpunye m okpu
Kịta ịfụ na mụnwa ejebego
[Chorus]
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Ị ma na mmili elurọ elu
Ị ma na ozobago
Agha a na-akarọ aka
Ị ma na anụbago
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Ọgbajuo dọlụ m kpọba chi
Ọ zaa ọ gbata ọsọ
[Chorus]
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Ị ma na mmili elurọ elu
Ị ma na ozobago
Agha a na-akarọ aka
Ị ma na anụbago
Onye
Onye ka m ga-akọlụ?
Ọgbajuo dọlụ m kpọba chi
Ọ zaa ọ gbata ọsọ
Written by: Jideofor Michael Okagbue
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...