album cover
Character
1,019
Hip-Hop/Rap
Character은(는) 앨범에 수록된 곡으로 2025년 5월 1일일에 Azuri에서 발매되었습니다.Character - Single
album cover
발매일2025년 5월 1일
라벨Azuri
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지
BPM73

뮤직 비디오

뮤직 비디오

크레딧

실연 아티스트
Lhil Jeck
Lhil Jeck
실연자
작곡 및 작사
Jerome Chidiebube Chinwuba
Jerome Chidiebube Chinwuba
작곡가
프로덕션 및 엔지니어링
Darmani
Darmani
믹싱 엔지니어
Bahdmahn
Bahdmahn
프로듀서

가사

Heiii
N'oluo n'omeeee...(anam anu)
Lhil Jeck nwa
Oonnaooh
Amam na igana ajudge my character
Many si na echangegom oburozi lhil Jeck nwa nobu mass server
That same boy dibu righteous then now don turn sinner
No be that same person them know before ka ana afuzi kita
Fa sina echangegom
Ima mgbe anyi gbaru oso afia na ime onitsha
Mgbe anyi enwero ego achicha
Mgbe anyi aburo onye obuna
Thank God na anyi mecharu juu odida
Ifu ife anyi fuu na anya ga obara
Asin na obi na esu onuma
Anyi baru ebe asi si abanaba
Last Last na anyi meri ike onwuwa
I put my trust on G.O.D focus ka onye na agba C.O.D
The format B.O.B na one day anyi ka agbanyelu fa TV
Now I'm giving my testimony
Fa ana anwu na their jealousy
Ikuku ama n'onya..
Ochicha n'eme ife ebolo oke
Alusi n'emesi ife ike na-adi n'obele i na anu
Ka Alusi ala na..n'okwa aka na abu ka eji ebu ya..
Lhil Jeck isi n'ebu ogidi odogwu..
Nekene Eze umu mpia mpia mmuo..
Kee ebe ino na 2016
Mgbe a kpom dustbin
Back then ife m nwe bu ofu jean
Anyi enwerokwa ego anyi ji agbenye film
Ijukwa ese maka my poverty
Back then inwekwalum jealousy
I was stuck na my melody
Maka Music acommitkwam felony
Pains m gabiga on God
Low key then maka no funds
I learnt a lesson no one cares so onye ji ego ka ana akpo blood
Can't deny the life I choose
I came to the world alone
That's why you see Me doing it ejirom mmadu nwee meru hope
I put my trust on G.O.D focus ka onye na agba C.O.D
The format BOB na one day anyi ka agbanyelu fa TV
Now I'm giving my testimony
 Fa ana anwu na their jealousy
The hustle bu TDB till anyi ebuyariba GLE
 
Imana onye buru chi ya uzo ogbagbue onwe ya n'oso..
Eruru Bata n'ohia mgbada awara oso...
Mberede nyiri dike......mana mberede ka eji ama dikeee...
Ejighikwa anya oma ata aki n'ututu...
Egwu ana atu afo obulu uzo..
Okirikiri ka ana agba ukwu ose imana adighi ali ya enu....
Written by: Jerome Chidiebube Chinwuba
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...