album cover
Buru Ekele
429
Alternative
Buru Ekele은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2025년 7월 5일일에 Blessing Udoeze Music에서 발매되었습니다.Buru Ekele - Single
album cover
발매일2025년 7월 5일
라벨Blessing Udoeze Music
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지
BPM

뮤직 비디오

뮤직 비디오

크레딧

실연 아티스트
Blessing Udoeze
Blessing Udoeze
음원으로 믹싱된 아티스트
C-Best C-Best
C-Best C-Best
음원으로 믹싱된 아티스트
작곡 및 작사
Blessing Udoeze
Blessing Udoeze
작사가 겸 작곡가, 가사, 작곡가
프로덕션 및 엔지니어링
C-Best C-Best
C-Best C-Best
프로듀서

가사

[Verse 1]
Lord, take all the glory, take all the honor, You deserve it all
Lord, take all the glory, take all the honor, You deserve it all
M na-eji Gị ama atụ nihi ihe ọma imere m gbara ụwa gharị
M ga-eji gịnị kele Gị Papaigwe, Onyenmeri?
Take all the glory, Olisa kele ụwa m o
Take all the honor, You deserve it all
[Chorus]
Buru ekele, Chi mara obi m o
Bulu otito, Odịmmadịnobi m o
Buru ekele, Chi mara obi m o
Nara ekele m o, Izuru ka eme
[Verse 2]
Ọ bu onye ga-emere m ihe Ị na-emere m o?
Onye ee ga-afụ m na anya ka Isi fụ m o?
Ahụtụbeghị m onye ee ga-emere m ihe Ị na-emere m o
Nara ekele m oo, Ịzuru ka eme
[Verse 3]
Afụtụbeghị m onye ga-emere m ihe Ị na-emere m o
Onye ee, ga-afụ m na anya ka Isi fụ m o
Take all the glory, Olisa kele ụwa m o
Take all the honor, You deserve it all
[Chorus]
Nara ekele, Chi mara obi m o
Nara otito, Odịmmadịnobi m o
Nara ekele, Chi mara obi m o
Nara ekele m o, Izuru ka eme
[Verse 4]
Buru ekele, ọkwa Gi bụnụ Odogwu akataka m o
Oke mmụọnwụ na-eti onwe Ya, Chi onye gwara ụzọ na ikpa ah ah
Oke mmụọnwụ m o, ọdịghị onye dị ka Gị
Nara ekele m o, Izuru ka eme
[Chorus]
Nara ekele, Chi mara obi m o
Nara otito, Odịmmadịnobi m o
Nara ekele, Chi mara obi m o
Nara ekele m o, Izuru ka eme
Written by: Blessing Udoeze
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...