album cover
Intro
album cover
Intro은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2021년 6월 21일일에 HUSSLE GANG에서 발매되었습니다.Tested - EP
2021년 6월 21일
라벨HUSSLE GANG
BPM
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지

가사

Umu mo
Unu afugo n\'anyi na adoli ekwu maka ihe anyi ga eri
And o\'Chukwu kanyi nayo na obu yanwa ga enyere anyi aka n\'ihi na ua ngbede ka mma Nna\'a agwakwa unu biko ka unu jirinu nwayo
O\'ya ka ana ama n\'atu
Na okuko newero onye n\'edebere ya nri na ewenu ofu okpa enu m\'onaga ije
N\'acho ihe oga eri
Unu gamakwa Chineke
Unu ga esokwa uzor Chineke
Nnaa ariokwa Chukwu n\'oga agozi unu
Sitee na ndokasi anyi n\'adokasi acho ihe anyi ga eji wee di ndu
Unu enekwana ihe mmadu anya
Unu achokwana nsogbu
Mana onwekwa ka nsogbu si chota unu
Unu agbakwana oso
Written by: Eze Arinze Kencarl
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...