album cover
Issues
70
Afro-Pop
Issues은(는) 앨범에 수록된 곡으로 2025년 12월 6일일에 Independent에서 발매되었습니다.Issues - Single
album cover
발매일2025년 12월 6일
라벨Independent
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지
BPM99

크레딧

실연 아티스트
MRexks
MRexks
실연자
작곡 및 작사
Makuo Molly Okafor
Makuo Molly Okafor
작곡가
프로덕션 및 엔지니어링
Chukwuebuka Victor
Chukwuebuka Victor
프로듀서

가사

You don't know what justice means
You have no idea what justice means
You don't know what justice means
Useless black African people
(You don't know the meaning of justice) IyooWay Kway?
Your' your constitution says
You cannot try anybody unless the law is written
Show me the written law
Show me the written law
Iche na mma uma nwe obi ike
Afulom onye nkosalu, onye nkosalu enwelo ife omenwu
That's the reason nji wee nwe obi ike
(Ay, ya kam ji nwe obi ike)
Abum a victim and mma ezu ike
A judge na mmadu ibe gi na ife na imalo
Idilo innocent idi guilty ma oluo oge ikpe
(Hmm, ma oluo oge ikpe)
Before nnuba ala, ka ana asi na obodo adilo mma
Amam ife ana ako then so ife mma bu nnem nyem ala
Emesia chum ala, ntuba asi nnem akata anya
Agu guom mbebe akwa, kam afulo ala ntaba aja
Mana etozim fuba nke bu ala
Mgbe mpelu mpe munwa enwelodi obi, anya jusim oyi
Mana etozim chaba nke bu anya
Before any action malu na onwe ife kpata ya
Ndi bi na ofia ji egbe eme salaka
The uniform men arapufa, na prosecute innocent men
Fa fu umu boys achaba anya
Fa ana acho solution ka o formula na agba fa ata?
Ndi anyi ji nwe olile anya nele anya sina fa afulo anyi
Freedom of speech mana anyi kwube okwu asi na ajulo anyi
Fa rapu ife ekwesili ime, mebe eze onye agwana anyi
Okwa asi na Udo-ga-achi mana emesili udo achilo anyi
Ekpelem buna onwu egbune anyi
Ife anyi ga eli akona anyi
Ife anyi na acho anyi ga achotia
Mana ife anyi achoro achona anyi
Okwa ndi be anyi na elezi anyi mana o so chi na echere anyi
Ife anyi n'ayo bu nwere onwe chukwu nna zanu ekpele anyi
Olisa irapunu anyi, kedu onye ga azoputa anyi?
Fa ekunyele anyi nni kana erikwa na efele anyi
Soso uche chukwu mee, I know it won't be bad
Leaders anyi bu Judas, e no go better for Lugard
Umu Igbo na ebezinu akwa
Ife ana eme anyi na obodo adilokwa mma
Nwanne ikwu na ibe ebee
Ikwube okwu atuo gi nga
Dozielu anyi obodo ma obu biko rapu Biafra
Ife ana eme anyi na obodo adilokwa mma
Nwanne kedu ebe anyi na eje?
Ikwuo eziokwu atuo gi nga
That's not the way this should be
That's not the way this should be
That's not the way this should be
That's one of the issues
That's one of the issues
That's not the way this should be
That's not the way this should be
That's one of the issues
That's not the way this should be
On the mix is PsyFa
Written by: Makuo Molly Okafor
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...