가사

Ka anyị yobanụ Chukwu Anyị a na-ekpe ekpere Ka anyị dị ndụ Anyị a kaa nka Anyị acha ịsị awọ Ka anyị wee rie ife anyị ruta n'ụwa nụ Okongwu! Chalụm n'ụzọ Chalụm n'ụzọ ka m gaa N'ife Ị na-alụ ka m na-alụ nụ N gị bụ boy oyo Yoba chukwu kpebe ekpere nụ Ka ịdị ndụ Kaa nka Chaa isi awọ Ka Ị bụrụ okongwu Na okongwu abụrọ chaa chaa Na n gị bụ boy oyo mecha na Ị ga-abụ okongwu Ị ga-enyekwa ndị ọzọ efe Ma lụọ ọlụ Ị ọfụma nụ Ka o dabalụ Ị nụ Ka Ị we kaa nka Rie ife Ị lụtalụ Na e mesịa na Ị ga-abụ okongwu Nkwa! Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Biko yobanụ Chukwu na-ewu n'ile Biko kpebe nụ ekpere ooo Ka Ị dị ndụ na-enu ụwa Ị Ka Ị we kazienu nka nụ Ka Ị chazie isi awọ n'ụwa aaa Rie ife Ị rụtarụ n'ụwa nụ ooo A sị n gi okongwu pụtanụ Ife Ị na-alụ ka okongwu na-alụ N gị bụ boy oyo Biko jisie ike, kpebe nu ekpere nụ Ka Ị lụa ife okongwu rụrụ oo Ka Ị ka wota ife m na-ekwu (?) E mesịa na Ị ga-abụ okongwu ooo Na Ọ burọ gị bụ Chi Onye putaa ụwa na-ayọ Chukwu Ka ya bie ndụ, chaa isi awọ Ka ọ kaa nka Ka ọ fụ ife Ọ rụtarụ Ka Ọ na-eli ya Boy oyo! Ị ga-atọ na boy oyo we nwụa E mesịa na Ị ga-abịa kwa Ị zabakwa okongwu Onye agbachinalụ onye chi ya na-agbachinọlụ Maka ife Ị na-alụ ka m na-alụ Anochi m Ị ụzọ Yoba Chi kpebe ekpere Tinye uchu na-ọrụ Ị nụ Ị pụta, Nkwa! Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?) Yoba Chukwu! Kpebe Ekpere! Ka anyị dị ndụ Ka-anyị kaa nka Chaa isi awọ N'ibe anyị n'uwa! (?)
Writer(s): Stephen Osadebe Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out