album cover
Material
608
Hip-Hop/Rap
Material은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2026년 6월 27일일에 Thugbloc/effectdistro에서 발매되었습니다.Material - EP
album cover
발매일2026년 6월 27일
라벨Thugbloc/effectdistro
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지
BPM95

크레딧

실연 아티스트
Highstarlavista
Highstarlavista
실연자
Omulu Chiedozie Nelson
Omulu Chiedozie Nelson
백그라운드 보컬
작곡 및 작사
Omulu Chiedozie Nelson
Omulu Chiedozie Nelson
작곡가
프로덕션 및 엔지니어링
Fiive
Fiive
프로듀서

가사

Abum material
POV gi and Opinion dey my Sativa
One man Squad Thugbloc
We are Achievers
Ufuobi Sovenir
Elu Elu Chandelier
National Treasure
Abum the Pioneer
Abum Onye chi na agolu ofor
Amara mbu anyi abulo ogbo
Abum eze echi chi kwa ozo
Mgbada mfu fum ripu oso
Abum Onye Ana agbalu uzo
Thugbloc anyi n'adakwa oku
Fa tee m black n'iru Eze
Fa si m bu the Proud Black Sheep
Fa rii ma trash maka m n'mpe mpe
Ife m yoru ya mee
Chukwu okike kam fee
Ka Jericho mga akwatu
Gate obuna fa chee
Onye oso Mbappe
Rugged El jefe
Who Dey Who Dey who Dey
Old show ka pepe
Nwoke bu material
Material
Buta akpuruka material
Material Material
Anwu anwu ezigbote material
Abada nwe ndi ona ekwesi
Boy etom eshi
Icho drama ijebe na ofuobi
Ifem ga abu o Chi ma otu odi
Mmadu nkiti a mortal man
Afuwuro ifem ga abu
Ife anyi selu mgbe anyi no nkiti
Nwanne obiagom n'aru
Onye ojobo banye ochichi
Nwanne erie gi nyalu
Na Nke Ikpeazu a ga ejigi kocha onu Gi malu
Onye m so na azu but Onye gbayem isi Obama
It's a Thugbloc ika kwuru nwanne fetuo okada
Ifem nyi bu ole abia na swag abum their father
Abada mmelu order bu the formula tinye ya Carter
Na Industreet Enwelo brother
Hawk your matter ka ibu gala
Sieve the circle lock in ka ibu gunna
Oh Lord biko hear my prayer
Mua aburo an unbeliever
Show dem sign God of Asawana
Ndia che na fa ga agbanari iwu
Ife Onye metalu Oga ebulukwa ibu
Ana m amuke amuke fa choru ichum
Am a winner oso gi Ikechie iru
Material Material
Buta akpuruka Material
Material Material
Anwu anwu ezigbote material
Abada nwe ndi ona ekwesi
Boy e too m eshi
Icho Drama ijebe na Ofuobi
Ifem ga abu o Chim ma otu odi
Written by: Omulu Chiedozie Nelson
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...