album cover
Do Something
album cover
Do Something은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2026년 10월 16일일에 M. A. Records에서 발매되었습니다.The Bishop (Side A)
2026년 10월 16일
라벨M. A. Records
언어English
BPM104
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지

뮤직 비디오

뮤직 비디오

가사

Onye nwe anyị anọkwa m gị n'aka oh (Do nwa mma)
Onye nwe anyị anọkwa m gị n'aka oh (Hynezz)
Onye nwe anyị anọkwa m gị n'aka oh (Dee nee)
Onye nwe anyị anọkwa m gị n'aka oh (M.A. Records)
Elu ụwa, atụgharịalịa eeeh (take it easy)
Arise and shine, no dey dull
It is work work time, ka anyị je chụọ aka anyị
Arụọ n'anwụ, erie na ndo
Ka anyị gọọ n'ọfọ, na ọ bụlọ njọ
Mana o kwechiri hie nne, ọ kwelọ omume
Dị ka a na-akwa aja aka, ụzọ agaghị aga
Gbadọ ụkwụ na-anị, welie anya gị elu
Ị chinie aka gị elu, ịkpọbanụ Oluwa
Sị ya (do something)
My papa (do something)
Omemma (do something)
Chi m eh (do something)
Mmụọ na-emele m ife (do something)
Ọkaka (do something)
Uh, Olisa bi na-eluigwe
Meelụ ụmụ ogbe m ofu ihe
Ị neluo anya n'ime ogbe m
Ị ga-afụ na ụmụ ogbe na-afụ ihe
O nwe onye mma ọ na-adịbu na-aka
Mana kịta, ọ dịghị afụzi ego o ji eli ihe
Otego aka m fụlụ eze men
Chi Okike, men na-ewe iwe
Arịrịọ ka anyị ji bịa
Owu na-asakwa men asa mia mia
Anyị adịghị etili gị order
Anyị adịghị abalụ gị mba oh
Men tọchalụ atọ, ha chọlụ onye nzọpụta oh
Kpọbanụ Oluwa
Sị ya (do something)
My papa (do something)
Omemma (do something)
Chi m eh (do something)
Arise and shine, no dey dull
It is work, work time, ka anyị je chụọ aka anyị
Arụọ n'anwụ, erie na ndo
Ka anyị gọọ n'ọfọ, na ọ bụlọ njọ
Mana o kwechiri hie nne, ọ kwelọ omume
Dị ka a na-akwa aja aka, ụzọ agaghị aga
Gbadọ ụkwụ n'anị, welie anya gị elu
Ị chinie aka gị elu
Ịkpọbanụ Omemma ah (do something)
Nụlụ olu anyị Nna, save us from wahala (do something)
As we dey work make e enter ah ah ah (do something)
Do something ka ụmụ ogbe kụba (do something)
Mmụọ na-emele m ife (do something)
Ọkaka (do something)
Ọ kwa Chi kere m ka m na-akpọ, mmm, yes
Ọ kwa Chi kere m ka m na-akpọ (Do nwa mma)
Eh, ọ kwa Chi kere m ka m na-akpọ, mmm, yes
Ọ kwa Chi kere m ka m na-akpọ, yes
Written by: Emmanuel Miracle Chichebem, Ugo Njoku Emmanuel Chidubem
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...