Songteksten

Onye obula soromu Kelee Chineke Ndi muozi ne je Onye obula soromu Kelee Chineke Ndi muozi ne je Onye obula soromu Kelee Dinwenu Onye obula soromu Kelee Dinwenu eh Chukwuanyi na efe Di n ma O meworo anyi ihe di ukwu Eze ka Eze O meworo anyi ihe di ukwu Daalu o Nna Daalu o Eze Daalu o Nna Daalu o Eze O bu Chukwu ker'uwa nile Nwaya a biala mbu O g'abia ozo O nwer'i he Chukwu onye oma mere mo Ihe ezi n'ulom A pughi imere mo Bulie ya elu Bulie ya elu Bulie ya elu Too ya too ya Bulie ya elu Bulie ya elu Bulie ya elu Too ya too ya Bulie ya elu Bulie ya elu Bulie ya elu Too ya too ya Bulie ya elu Bulie ya elu Bulie ya elu eh I bu Chineke Onyeoma mee I bu Chineke Onyeoma mee Eu, dike Onyeoma mee Onyeukwu Ekele, otito Ojija nma K'anyi n'enye Gi Nara e Odogwu Site n'obi och'anyi Biko Chimo Na I bu Chukwu Okaka mee Onyedika Chineke Eze ndi Eze I ga di eh Ekele Chukwu Ekele Odogwu o Ekele Chukwu Ekele Odogwu o I mana Chineke Bu Chukwu I mana Chineke Bu Odogwu I mana Chineke Bu Chukwu I mana Chineke Bu Odogwu I mana Chineke Bu Chukwu I mana Chineke Bu Odogwu Kele nu Chukwu nna Kele ya Kele ya Soromu k'anyi too Chineke Ezigbo Chi Ezigbo Chi Odogwu n'agha Dike n'agha Chukwuoma Okemmiri n'ebuogwe Ikuku ama n'onya Oku n'erere Nnukwu Chi Ezigbo Chukwu Eze ndi Eze n'ile Nnukwu Chi Chukwuoma Chukwu na chere mo Daalu mana Chineke Bu Chukwu I mana Chineke Bu Odogwu Daalu mana Chineke Bu Chukwu I mana Chineke Bu Odogwu O bu Jesus O Dinwenu O Dinwenu O Dinwenu bu Jesus O Dinwenu O Dinwenu O bu Jesus O dighi onye Di n'uwa ka Gi Di ka Chineke O dighi onye Di n'uwa ka Gi Di ka Chineke O dighi onye Di n'uwa ka Gi
Writer(s): Onyedika Chineke Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out