Tekst Utworu

K'anyi kelee Ya n'orulu Ya Kelee Ya n'okwesiri Ya Kelee Ya n'oziere Ya. Kelee Ya. Kunie K'anyi kelee Ya n'orulu Ya. Kelee Ya n'okwesiri Ya Kelee Ya n'oziere Ya. Kelee Ya Keleya jee jaa ya mma1 Tobe olisa nk'igwe Kele Chineke nk'igwe ndi agha K'anyi kelee, kelee olisa K'anyi jee jaa ya mma K'anyi kelee kelee Olisa nk'igwe Chineke mo Ogba aka eje ogu Obu ya n'elekota mo Obu ya n'echekwaba mo Olisa egboo, Olisa emeka Olisebuluwa mma mma, bika nara ekele Olisa dooo Aka m di n'elu oruru Gi Ekelediri gi, Okwesiri gi Otito diri gi, Oziere gi Igbe n'eche ndu mo Aka m di n'elu oruru Gi Ekelediri gi, Okwesiri gi Otito diri gi, Oziere gi Chi n'eme mma Udara dara n'ala emetugo aja Azu bi na mmiri adighi ago agugo mmiri Anyi bi n'uwa, njo zur'anyi ahu! Onye njo ka m bu, man'Olisa elegh'anya na njo mo Onwur'onwu n'obe, Onwu Ya k'Ojiri zoo mo Olisa bi n'igwe, Kelee lele nu o K'anyi kelee Ya n'orulu Ya Kelee Ya n'okwesiri Ya Kelee Ya n'oziere Ya. Kelee Ya Keleya jee jaa ya mma1 Tobe olisa nk'igwe Kele Chineke nk'igwe ndi agha K'anyi kelee, kelee olisa K'anyi jee jaa ya mma K'anyi kelee kelee Olisa nk'igwe Chineke mo Ogba aka eje ogu Obu ya n'elekota mo Obu ya n'echekwaba mo Olisa egboo, Olisa emeka Olisebuluwa mma mma, bika nara ekele Olisa dooo Aka m di n'elu oruru Gi Ekelediri gi, Okwesiri gi Otito diri gi, Oziere gi Igbe n'eche ndu mo Aka m di n'elu oruru Gi Ekelediri gi, Okwesiri gi Otito diri gi, Oziere gi Chi n'eme mma Chukwu kere nwa agu agaghi ekwe ka nwa agu taa ahihia Chima mkpa moo, I n'egboro m mkpa mo Onyinye Inyere mo bar'uba (Nna), ya ka m ji eme onu Ya ka m ji eme ngala Agu n'eche mba moo Olisa Imeka Olisa bi n'igwe, Kelee lele nu o K'anyi kelee Ya n'orulu Ya Kelee Ya n'okwesiri Ya Kelee Ya n'oziere Ya. Kelee Ya Keleya jee jaa ya mma1 Tobe olisa nk'igwe Kele Chineke nk'igwe ndi agha K'anyi kelee, kelee olisa K'anyi jee jaa ya mma K'anyi kelee kelee Olisa nk'igwe Chineke mo! Ogba aka eje ogu Obu ya n'elekota mo Obu ya n'echekwaba mo Olisa egboo, Olisa emeka Olisebuluwa mma mma, bika nara ekele Olisa dooo Aka m di n'elu oruru Gi Ekelediri gi, Okwesiri gi Otito diri gi, Oziere gi Igbe n'eche ndu mo Aka m di n'elu oruru Gi Ekelediri gi, Okwesiri gi Otito diri gi, Oziere gi Chi n'eme mma
Writer(s): Jude Nnam Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out