Teledysk

Dostępny w

Kredyty

COMPOSITION & LYRICS
JUNIEL
JUNIEL
Songwriter
Ibeh Eberechukwu Stanley
Ibeh Eberechukwu Stanley
Songwriter

Tekst Utworu

Mmawu mmawu ee egwu mmawu mmawu Ee imakwa n' egwu onye kara obinu ka ana gbaziee Mmawu mmawu ee egwu mmawu mmawu Ee imakwa n' egwu onye kara obinu ka ana gbaziee Murukwa anya Asim gi gbadokwa anya o Tupu etie gi mmawu ee Murukwa anya Mmawu ee Nwanne gbadokwa anya tupu etie gi mmawu ee Mmawu ana ekwu ya adoyego ilu Juni nwa amama kedu ife ilo Okwa ima okwu nwoke nwanne okwu uto ka biro Maka ana awatchi ana eweighyii asim n' kuzi na kilo Gwa ha mapu na egwu diya Ofu n' ogu n' okwa m ji ya Ajuru m papi senior ma onwere obi eji eti mmawu ogosiwa m akpu Ogbua men anaghi adikwa dull Nwanne ma edighi ako maka ego gbawa door Keta obodo ederigo Murukwa anya maka erejie orejigo Mmawu mmawu ee egwu mmawu mmawu Ee imakwa n' egwu onye kara obi ka ana gbaziee Mmawu mmawu ee egwu mmawu mmawu Ee imakwa n' egwu onye kara obi ka ana gbaziee Murukwa anya Asim gi gbadokwa anya o Tupu etie gi mmawu ee Murukwa anya Mmawu ee Nwanne gbadokwa anya tupu etie gi mmawu ee Mmawu ee okwa egwu mmawu ee Surugede bu egwu ndi mmuo iga agbanu ee Mmawu ee okwa egwu mmawu ee Nwata kwusi aka osoro ogaraya kuba ee Ana ku the money nwanne ona tonu ee Isi onyecha adago abughi na obara na asu Ana ga n' onu ulo ama ife afia n' azu Obidike eyiioo Mmawu mmawu ee egwu mmawu mmawu Ee imakwa n' egwu onye kara obi ka ana gbaziee Mmawu mmawu ee egwu mmawu mmawu Ee imakwa n' egwu onye kara obi ka ana gbaziee Murukwa anya Asim gi gbadokwa anya o Tupu etie gi mmawu ee Murukwa anya Mmawu ee Nwanne gbadokwa anya tupu etie gi mmawu ee
Writer(s): Chigozie Juniel Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out