album cover
Ozo
25 539
Hip-Hop/Rap
Utwór Ozo został wydany 11 lipca 2025 przez Azuri jako część albumu Forever Topping
album cover
Data wydania11 lipca 2025
WytwórniaAzuri
Melodyjność
Akustyczność
Valence
Taneczność
Energia
BPM

Teledysk

Teledysk

Kredyty

PERFORMING ARTISTS
Zyno
Zyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Henry Olisaemeka Urama
Henry Olisaemeka Urama
Songwriter, Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Nameless
Nameless
Producer

Tekst Utworu

[Intro]
Nameless is the one
Ọsọndị owendị (Ọsọndị owendị oo)
Otua, otua (Ọsọndị owendị oo)
Ọsọndị owendị (Ọsọndị owendị oo)
Topboy n'ime ogbe
(Ọsọndị)
[Verse 1]
Asị na ọwụ isi gbaka ikpu, ọmụọ dada
Isi gbakaa m, mbuo dada
I cannot forget those days m yọlụ nni wụọ concre nime ọnụ asata
Everyday, m yọọ Abba Father
Sometimes, m jee nke Mbaka
Nime ogbe, m se my loud m parkịa cool, chelụ akara aka m
Maka ama m agalacha pụcha ọbịa
Ka my talent ọjelụ afịa?
Ka my opps ewelụgo afa m ma ọwụ picture jebe ebe agbalụ afa?
Enwelọ m ego ma mpa m enwekwụlọ
And Istanbul enwekwulọ
Fast forward to my present
Ego Obama na-enyezinụ m high sense
[PreChorus]
Now, ashut m my city down, with my Topboy's
Ọzọ bụ iwe m ooo
Ọzọ bụ iwe m, Ọzọ bụ iwe m
Gucci, Fendi, Lui, Lui (Ọzọ bụ iwe m ooo)
Otua-otua (Ọzọ bụ iwe m ooo)
[Chorus]
Ọsọndị owendị (Ọsọndị owendị oo)
Way, way (Ọsọndị owendị oo)
Ọsọndị owendị (Ọsọndị owendị oo)
Ọsọndị owendị o
[Verse 2]
Ejem ozi for onye brother
Ejem ozi for onye sister
Mass server nearer to alter
Na my center abum a promoter
Esim virgin most powerful bia , Jee queen of peace jee gbalu asa
Enwelom nickname back then nime nkpor ama afam ka olisa
Je juo esem nwa mma nonso , Even back then enwem agba
Mma Emma na nwanyi trouser , Na attah road umu nwanyi ama ama
Rest in peace to nwanyi akwa , Ejem zuo oshi na shop mma ada
Mma abig nwanyi agulu , Nga akwusi ebea maka iba matter
[PreChorus]
Now, ashut m my city down, with my Topboy's
Ọzọ bụ iwe m ooo
Ọzọ bụ iwe m, Ọzọ bụ iwe m
Gucci, Fendi, Lui, Lui (Ọzọ bụ iwe m ooo)
Otua-otua (Ọzọ bụ iwe m ooo)
[Chorus]
Ọsọndị owendị (Ọsọndị owendị oo)
(Ọsọndị owendị oo)
Ọsọndị owendị (Ọsọndị owendị oo)
Ọsọndị
Written by: Henry Olisaemeka Urama
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...