album cover

4:30

29 849Hip-Hop/Rap2025
album cover
00:00
00:35
00:40
01:05
01:20
01:35
02:00
02:10
02:35
03:25
03:35
03:55
04:05
04:45
00:00
04:53
Ostatnie 7 dni
4:30 był najczęściej odkrywanym utworem w czasie około 3 minuty and 25 sekundy do w ciągu ostatniego tygodnia

Tekst Utworu

[Intro]
Wo
No more police
Yeah
[Chorus]
Ọ kwa ị fụ m i mee ka i nwelụ anya 4:30
Back then, mgbe m bidolụ, i so kpọọ m asị
Mana asa gị dey crush, she said I'm too classy
They can't stop my shine, nwa adị m too flashy
Mgbe oyi na-atụ m ooh ooh
Chọọlụ m jumbo tie, nwa, ọpị na-ama m ooh ooh
Barracks bụzi ebe soldiers come and soldier goes
Stuck in the grind, now, ihe ike m niile ebego oh
Mgbe oyi na-atụ m ooh ooh
Chọọlụ m jumbo tie, nwa, ọpị na-ama m ooh ooh
Barracks bụzi ebe soldiers come and soldier goes
Stuck in the grind, now, ihe ike m niile ebego oh
[Refrain]
Onye ntịcha
Boy, you can't see my trace
Mask up, Lagbaja man, you can't see my face
Ị na ha amacha, m bido you go fear my craze
I'm disturbing my haters, m na-enye ha migraine
[Refrain]
Anyị na-enye nsogbu na the whole city
Jụọ ese mụ na Coal City
Those who been look down on the boy, I will show them no pity
They slept on me, mana udo dị
Tete na'ụla, nwa Amadị
DNA na prodigy
Anyị bịalụ ime ụnụ nkalị
[Verse 1]
Ụgbọ m na-agba
My defense bụ aga aga
Been trapping since young age, nwanne o tego men wawalụ anya
Boy esona m mee ife m mee, yeah, ma isi gị akalụọ aka
Chase your bag on time, concentrate, adịrọọ amụkwa ịtu ụgba na nka
Came a long way for trapping, n'ime ogbe ha ma na adị m tough
Been thinking about the bag, I'm up and plotting all night long
Ị lụkaa m n'ime ogbe, nwanne, o nwelọọ ihe dị ka bygone
Just sleep with one eye open, before you wake up you might be gone
My OT bụ show no weakness
Been a demon n'ilu ọlụ, ụmụ ogbe m ga-abụ my witness
Day and night m na-apịkọ, cause achọọ m financial fitness
I don't hang around no **** boys, can't let them go litter my business
[Chorus]
Ọ kwa ị fụ m i mee ka i nwelụ anya 4:30
Back then, mgbe m bidolụ, i so kpọọ m asị
Mana asa gị dey crush, she said I'm too classy
They can't stop my shine, nwa adị m too flashy
Mgbe oyi na-atụ m ooh ooh
Chọọlụ m jumbo tie, nwa, ọpị na-ama m ooh ooh
Barracks bụzi ebe soldiers come and soldier goes
Stuck in the grind, now, ihe ike m niile ebego oh
Mgbe oyi na-atụ m ooh ooh
Chọọlụ m jumbo tie, nwa, ọpị na-ama m ooh ooh
Barracks bụzi ebe soldiers come and soldier goes
Stuck in the grind, now, ihe ike m niile ebego oh
[Refrain]
Onye ntịcha
Boy, you can't see my trace
Mask up, Lagbaja man, you can't see my face
Ị na ha amacha, m bido you go fear my craze
I'm disturbing my haters, m na-enye ha migraine
[Refrain]
Anyị na-enye nsogbu na the whole city
Jụọ ese mụ na Coal City
Those who been look down on the boy, I will show them no pity
They slept on me, mana udo dị
Tete na'ụla, nwa Amadị
DNA na prodigy
Anyị bịalụ ime ụnụ nkalị
[Verse 2]
It's been a long way coming
Anyị kwụụ these dues, o melọọ by sudden
Anyị folụ Awka-made tupu anyị efoo foreign
Tupu m mata na egwu bụ my calling
You were born poor, **** why you dulling?
I can hear the rumbling in your tummy
Ihe mmadụ gwaa m, "Get your ass up and go get you some money"
Teta n'ụla and face reality
Being broke bụ a calamity
Ị bata 18 gbaa mbọ ka i nye goal, na street adịị agba penalty
Ihe ọbụna ị chọọ ịbụ, bụlụ, mana nwanne abụna liability
I pledge na m ga-ebute ego igwe and make change in my society
Jụọ that **** ma o nwelụ anya 4:30
Ọ bụụ na ọ dịlọọ afụgodị ụzọ, ọọ na ọ daa anụ ntị?
My flows dịka speaking in tongue, ọ na-abịa ka anointing
The same boy i melụ dirty dịzi too classy
[Chorus]
Ọ kwa ị fụ m i mee ka i nwelụ anya 4:30
Back then, mgbe m bidolụ, i so kpọọ m asị
Mana asa gị dey crush, she said I'm too classy
They can't stop my shine, nwa adị m too flashy
Mgbe oyi na-atụ m ooh ooh
Chọọlụ m jumbo tie, nwa, ọpị na-ama m ooh ooh
Barracks bụzi ebe soldiers come and soldier goes
Stuck in the grind, now, ihe ike m niile ebego oh
Mgbe oyi na-atụ m ooh ooh
Chọọlụ m jumbo tie, nwa, ọpị na-ama m ooh ooh
Barracks bụzi ebe soldiers come and soldier goes
Stuck in the grind, now, ihe ike m niile ebego oh
[Refrain]
Onye ntịcha
Boy, you can't see my trace
Mask up, Lagbaja man, you can't see my face
Ị na ha amacha, m bido you go fear my craze
I'm disturbing my haters, m na-enye ha migraine
[Refrain]
Anyị na-enye nsogbu na the whole city
Jụọ ese mụ na Coal City
Those who been look down on the boy, I will show them no pity
They slept on me, mana udo dị
Tete na'ụla, nwa Amadị
DNA na prodigy
Anyị bịalụ ime ụnụ nkalị
Written by: Evado, Prince Ed.win

Stopka Shazam

Wybierz język:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Obserwuj nas

Loading...