Vídeo de música

Pc Lapez (Feat. Flavour & Phyno) - Obodo Bu Igwe
Veja o vídeo de música de {trackName} de {artistName}

Destacado em

Créditos

PERFORMING ARTISTS
PC Lapez
PC Lapez
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ebuka Ejimonyeibe Prince
Ebuka Ejimonyeibe Prince
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
PC Lapez
PC Lapez
Producer
Masterkraft
Masterkraft
Producer

Letra

Anyị j'ebe j'ebe Chukwu dụ anyị ẹje (amara bụ egwú) Anyị naba naba Chukwu dụba anyị oh (obodo bụ ìgwè) Anyị naba naba Otú a Ònye ya ná Chị yá solu Ụwa na so yá Ònye Olimma Amara bụ egwú (ije) Obodo bụ ìgwè Amara bụ egwú My brother don't give up No one knows tomorrow Anwụ n'elu ụwa é rie yá ná ndụ oh Aka àjà àjà n'elu ụwa ná ebute ọnụ mmanụ mmanụ Solu ibe gị dọ'liwa oh Because who work, e go chop oh Ị na gbaliwa, biggie gbaliwa Nwanne, kwụ be áká gị ọtọ (Ònye lụrụ ọlụ ga eri oh) Ị na gbaliwa, biggie gbaliwa E big, kwụ be áká gị ọtọ Amara bụ egwú (ije) Obodo bụ ìgwè Amara bụ egwú Ònye ya ná Chị yá solu Ụwa na so Ònye Olimma Oh I thank the Lord (Ijele) For giving me life in abundance Ọ gọzie papa mụ, ọ gọzie mama mụ Ọ gọzie ụkwụ na ibe Ọ gọzie ụmụ nnem' My brother, jị dẹ nna Ji de nna, n'ife n'ile e ná me Ebube Chukwu ụzọ N'uzo ga adị mma eh Màkà ẹje ana bụ ịsị ije le Anyị j'ebe j'ebe Chukwu dụ anyị ẹje (amara bụ egwú) Anyị naba naba Chukwu dụba anyị oh (obodo bụ ìgwè) Anyị naba naba (Amara bụ egwú) Ònye ya ná Chị yá solu Ụwa na so yá Bụ be Chukwu ụzọ n'ife ị na-eme (Amara bụ egwú) Ọ gbajuo dolu, nwannem kosara Chi gị eh (Obodo bụ ìgwè) Ife sibe ike, Chukwu ka ọ dị n'aka (Amara bụ egwú) Ònye ya ná Chị yá solu Ụwa na so yá Anam à yo Chineke wepụ ndị afionu So many reasons I go thank the Lord oh Imana enemies cholu kam' da n'ime ofia As we no do nothing, na we them dy talk about oh I look at my life I look at the love I dy get, boy m' gbaka I go dy shine màkà zi nọkwa God kà ọ dị n'aka I no dy worry Achọrọ m' ịma God dy my matter oh Every morning so gi I'm calling Open up my anya oh Fill up my aza oh Chineke biko Na you make me hero from zero Chọpụta m' from áká ndị iro Wee sị ndị na chu mụ "sị ilo" I no fit forget ebe m' bị do So gị bụ ùgwù m' ligo Màkà ị wepụ gị, life m' ayi go Ị melu m' Ezege nké ezigbo Ị kụpụ lụ m', ndụ m' ayi go Anyị j'ebe j'ebe (amara bụ egwú) Anyị naba naba Chukwu ka anyị na kpọọ (obodo bụ ìgwè) Ọ sị be ike, Chukwu ka anyị na ayo nụ So so Chukwu na edu anyị ije Bụ be Chukwu ụzọ n'ife ị na-eme (Amara bụ egwú) Ọ gbajuo dolu, nwannem kosara Chi gị eh (Obodo bụ ìgwè) Ife sibe ike, Chukwu ka ọ dị n'aka (Amara bụ egwú) Ònye ya ná Chị yá solu Ụwa na so yá Iyoko ko (amara bụ egwú) Iyoko ko (obodo bụ ìgwè) Iyoko ko (amara bụ egwú) Ụwa Chukwu kere ke bụzi kwa ajọ ofia (obodo bụ ìgwè oh) Nwanne na ère nwanne ya Ezi oyi na egbuzi enyi ya (ọ dị kwa mma oh) Eze na aholi ndị ọ na achị (Eze alụlụ ana) Biko kam' ju nụ dia Ana emekwa amara Ana emekwa amara oh Ana emekwa amara Asim ma ju ùnu dia Ana emekwa amara Ana emekwa amara oh Ana emekwa amara Chi n'eze n'ozo Ọkwa gị dụụ anyị ẹje oh Ife na-eme ụwa, ụjọ a tu mụ ụjọ eh Ònye nọ n'ime gị dị ka ùgwù Zion Nké adịghị e wezụga màkà ná ọ nọ zu ya Otú a Ònye mebi ụwa, ọ nye anyị ego yá Cash, one time Ana à gwa mmadụ
Writer(s): Ifiok Monday Effanga, Okoli Chinedu Izuchukwu, Sunday Ginikachukwu Nweke, Chibuzor Nelson Azubuike, Ebuka Prince Phd Ejimonyeibe Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out