Letra

Gbabanu oso, gbabanu oso, gbabanu oso, gbabanu oso Welu nu nwanyo, welu nwayo Ngwa si nu ebe a, ngwa ka anyi si ebe a Jide ya aka jide ya aka, jide obiageli aka jide ya aka Oh yeeaaaah Oh oh oh yeaaah Ife m fulu ejugo kwanu mụ anya oh yeaaah Ife m fulu ejugo kwanu mụ anya oh yeeeah eee Ife anya mụ fulu erie mụ onu ohhh Ife m fulu ejugo kwanu mụ anya oh Ifemelu uuuuh Ifemelu uuuuh Ifemelu uuuuh uh Ifeeee eeh Ifemelu be anyi eyeah Kedụ ihe iche ji jebe na anya Ọkwa odi mma ka anyị na achọ Kedụ ihe iche ji jebe na anya Ọkwa odi mma ka anyị na achọ Kedụ ihe iche ji jebe na anya Ọkwa odi mma ka anyị na achọ Kedụ ihe iche ji jebe na anya anya anya ahaaaa I will always remember the words my father said to me eeeh Stories of the war The hunger and poverty eeee 3 million brothers and sisters, Fighting for their right Aguru wee gbuelum umunnem Promise we will never forget you Your Legacy would always be brand new Generations will tell your history Ife melu uuuuuu Ifeeeeeeee ife ife ife eeeh Ife melu be anyi eeeeh Kedụ ihe iche ji jebe na anya Ọkwa odi mma ka anyị na achọ Kedụ ihe iche ji jebe na anya Ọkwa odi mma ka anyị na achọ Kedụ ihe iche ji jebe na anya Ọkwa odi mma ka anyị na achọ Kedụ ihe iche ji jebe na anya anya anya ahaaaa Hei yeaaaaa yeahhhhh Oh oh oh yeaaaaa eh Amen Amen Amen
Writer(s): Ifechukwu Mercy Michael Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out