Vídeo de música

Isi Onwe
Veja o vídeo de música de {trackName} de {artistName}

Destacado em

Créditos

PERFORMING ARTISTS
Flavour
Flavour
Performer
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Flavour
Flavour
Songwriter

Letra

Zoba isi onwe gi Aahhee Zoba isi onwe gi eee Chaii Zoba isi onwe gi (ije enu) Zoba isi onwe gi eeeh Maka omesia Isi n'akowasirori 'i Ife n'eme n'enu uwa Okwa n'isi mmadu ehhh Maka omesizia Isi n'akowasirori 'i (ije enu) Zoba isi onwe gi eee ehh Oyi m welu nwayo Softly softly eeeeeh If you try you no succeed o Biko try again Enekwana mmadu ibe gi anya Nwanne zoba isi onwe eeh I n'anu onu m Asi m gi zoba isi onwe gi eee ehh Oyi m welu nwayo Nwayo nwayo eeeeeh Nwayo bu ije enu I n'anu ka m n'ekwu eeyyyyi Iyeeeee! No matter what you are going through Nne m ehh Better don't give up (uuhhhh) Cos you no know you no know tomorrow oooo Nne m ehh, better don't give up Ya kpatara n'uwa Zoba isi onwe gi oooo(aaaeeh) Zoba isi onwe gi eee ehh (chaiii) Zoba isi onwe gi oooo (ije enu) Zoba isi onwe gi eee ehh Maka omesia Isi n'akowasirori 'i (asikwana n'akowasirori 'i) Ife n'eme n'enu uwa Okwa n'isi mmadu ehhh Odi n'isi gi o o di n'isi gi o oo Maka omesia I si n'akowasirori 'i(o kwa yaa eh) Ije enu zoba isi onwe gi eee ehh (Wooow) O buro onye ijider' irie y' Erie O buro onye ijider' igbu o y' egbu o Ma onwere chukwu kecher' ikpo y'oku Ife emelu nma nma O na di k'emegbuo ya na nma Yeah yeah yeah yeah O buro onye ijider' irie y' Erie O buro onye ijider' igbu o y' egbu o Ma onwere chukwu kecher' ikpo y'oku Ife emelu nma nma O na di k'emegbuo ya na nma Leee leee leee leee Chai, ube mmanwu ka m n'ebe nu I n'anu ka m n'ebe eeeeiioo I n'anu ka m n'eti eiiiiooo Iyooo Akwa alili ka m n'akwa I n'anu ka m n'ebe eeeeiiio I n'anu ka m n'eti eiiiiooo Nwunye n'azonu isi ya Di ya n'azonu isi ya Umuaka ga azokwa isi fa Chi anyi abulo otu chaa chaa I n'anu ka m n' ekwu ee Egwu m n'ije enu I n'anu ka m n'ekwu eeeiie Ofu nne n'amu M' ofu chi adi eke nwanne m Egwu m ka m n'eti e Egwu anyi ya k'anyi ji eje eeeh Iyee eee iyee eee Zoba isi onwe gi oooo (zoba ha zoba ha) Zoba isi onwe gi oooo Zoba isi onwe gi Zoba isi onwe gi oooo eeeeh Maka omesia Isi n'akowasirori 'i (asikwana n'akowasirori'i) Ife n'eme n'enu uwa Okwa n'isi mmadu ehhh ehh Maka omesizia Isi n'akowasirori 'i Okwa ya ee (ije enu) Zoba isi onwe gi eee ehh Oso olu oturu onye n'isi ya ee Zoba isi onwe gi eee Oyi m zoba isi onwe gi eee ehh Isi n'akowasirori 'i Zoba isi onwe gi eee Nwanne zoba isi onwe gi eee ehh Okwa maka omesia Isi n'akowasirori 'i A sikwana na m agwaro gi Oyi m zoba isi onwe gi eee ehh Ife onye n'alu ka chukwu ji akwu ya ugwo Zoba isi onwe gi eee Ife m nulu ya ka m n'ekwu eeyyyyi ehh Iyeeeee! No matter what you are going through Nne m ehh Better don't give up (uuhhhh) Cos you no know you no know tomorrow oooo Nne m ehh Better don't give uuuu up Ya kpatara n'uwa Zoba isi onwe gi oooo aaaeeh Zoba isi onwe gi eee ehh Chaiii Zoba isi onwe gi eee Ije enu Zoba isi onwe gi eee ehh Maka emesia Isi n'akowasirori 'i (asikwana n'akowasirori'i) Ife n'eme n'enu uwa Okwa n'isi mmadu ehhh ehh Odi n'isi gi o o di n'isi gi o oo Maka omesia I si n'akowasirori 'i(o kwa yaa eh) Ije enu zoba isi onwe gi eee ehh (Wooow) Zoba isi onwe gi eee Aaaeeh Zoba isi onwe gi eee ehh Chaiii Zoba isi onwe gi eee Ije enu o Zoba isi onwe gi eee ehh Maka omesia Isi n'akowasirori 'i Ife n'eme n'enu uwa nu Okwa n'isi mmadu ehhh ehh Maka omesizia Isi n'akowasirori 'i Ije enu o Zoba isi onwe gi eee ehh
Writer(s): Ifeanyi Obiligbo, Ebuka Obiligbo, Chinedu Okoli Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out