Vídeo de música
Vídeo de música
Créditos
PERFORMING ARTISTS
Mike Ejeagha
Lead Vocals
Duncan Mighty
Lead Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Gentleman Mike Ejeagha & His Trio
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Mr Kleb
Producer
Letra
Intro
Mr Kleb on the beat
Chorus
Enyi n'aga anyi so gi n'azu
Enyi n'aga anyi so gi n'azu
Gwo Gwo Gwo Ngwo
Gwo Gwo Gwo Ngwo
Verse 1
Nnam Eze
Nnam Eze
Nnam Eze obu Wene na ékwú
Nnam Eze
Nnam Eze
Nnam Eze obu Wene na ékwú
Ihe m n'amaghi agha ama mu o
Ihe m n'amaghi agha ama mu o
Ihe m n'amaghi agha ama mu o
Ihe m n'amaghi agha ama mu o
N'ihi na oke osimiri anokataghi rie onye obula
Mgbe ona ahughi úkwù ya anya
Oke osimiri anokataghi rie onye obula
Mgbe ona ahughi úkwù ya anya
Onye agakwala n'isi tuó ònù rie ihe nke mmadu, ihe onye amaghi agha ama ya
Onye agakwala n'isi tuó ònù rie ihe nke mmadu, ihe onye amaghi agha ama ya
Chorus
Enyi n'aga n'anyi so gi n'azu
Gwo Gwo Gwo Ngwo
Gwo Gwo Gwo Ngwo
Gwo Gwo Gwo Ngwo
Gwo Gwo Gwo Ngwo
Verse 2
Chineke nke igwé n'aza ekpere
Chineke nke igwé n'aza ekpere
Jehova nke igwé n'aza ariro o
Chineke nke igwé n'aza ekpere
Mgbe ejim eji, mgbe agbaputara m
Chineke nke igwé n'aza ekpere
Chineke nke igwé n'aza ekpere x
Eh eh eh eh, Eh Wey De Praise the Lord X 2
Gwo Gwo Gwo Ngwo
Fade
Written by: Gentleman Mike Ejeagha


