album cover
Sober Reflections
album cover
Sober Reflections foi lançado em 2 de outubro de 2026 por Odia Records Limited como parte do álbum Nwa Nwanyi Deeper Life (NND)
2 de outubro de 2026
EditoraOdia Records Limited
IdiomaEnglish
BPM96
Melodicidade
Acústica
Valência
Dançabilidade
Energia

Letra

Mkpisi aka nịle a arogho
But fa nwesi ọrụ fa na-arụ
Chukwu kere gị for a specific reason
Ejịna success onye ọzọ wee measure nke gị
Ịghotago? Yeah, because chukwu kere gị wee ke that person
Kere unu as two different people with two different talents, ịghotago?
And ọ dị intended na each of you will succeed along his own line
Unu na abụọ ama abụ (yeah) the same thing
(Caux)
So many times m na-ajụ onwe m "ke ihe bu the reason and the purpose most of us jị we nọrọ ebea?"
Living in a circle na-agbani to make a living only to leave and nwụọ mgbe your time gwụrụ ebea
Sometimes i'm wondering m n' emetekwa ya ọfụma?
Am I really living, ka my own purpose ọgwụna?
Abụm introvert, ka ọ bu maka ụjọ na-atụ m?
Or am I trying to hide from ajuju ha na-ajụ m?
Why are you not the best mana inwenu what it takes?
Ị kwesịrị ị nwe garden, are you really scared of snakes?
Ụmụ ogbe ma na-inwe ya, do they really talk of you?
Ha chọrọ the life style, nwanne ị nyebe all of you
The lifestyle and packaging we want to see result
Your settings dị poor, why you still dey use default?
I see the lifestyle, flash lights and what have you?
A trip to yankee, snapchat, what a view?
Ị flyia private, try to get behind the scene
Ụwa dị ka theatre, ọ gị nọ behind the film
Give them what they want, what you want no go pay
You too dey private, this your career no go tey
Ọ Lagos ka ị nọ nụ, ị kwesịrị ịmanụ na-ịbu star
Cover nụ your wound, ị na egosịe anyị na-inwe scar
You try to be yourself, we appreciate when you fake
Anyị achọghọ the chef, we appreciate just the cake
Dropụọ your first hit, you made it out the hood
All the girls kobu gị na-asị zi na-ịdị good
Algorithm na IG na-e favourzị your post
You use to dream of goals, kita ọ gị nwezi post
Ị mepe your Dm, ọ so investors na-ede gị
A and R, record label, onye ọbụna na-eche gị
Ịma apunwuzị ịro, ị nwe a brand to protect
Your guys gị na ha toro bịazịe ha na-enye gị respect
Ọbụrụ na-m ga akụghachinwu clock azụ
There are things I would wish to change here (hmm)
If only I could re-write my DNA, I won't be the same
But who wrote the codes?
Who wrote the laws?
Onye gwalụ the sun to be so hot
Ọnụ m ama nkunwu ya
Cos I'm so afraid to do it wrong
That I wouldn't even try
Ụjọ ọdịda ekweghim mgbe ụfọdụ kam bilie ọtọ
Mana onye mara, onye mara ka osi bia?
Mana onye mara, onye mara mgbe ọ ga ana?
Who is wrong who is right?
Ị buru Pharaoh ị ga ekwe ka isreal na?
Yeah, few years down the line
Now it's looking like the fame and attention adịrọzị enough for you again
It's a new generation and the new sounds are popping
Algorithm odia e favour zị post gị again?
Now you scroll down on IG
Na-echeck old post, wishing that you could relive all the moments ibibu then
Now the youngins na-akpozị gị ka ị mepelụ ha show
Egwu gi adia ewuzi, na-red carpet adia enyezị gị pen
Ahh, now depression is knocking
Family and friends, everybody still calling
They knew you were lit, you have nothing to explain
Ọ gị na-achuru ha ịjịjị, you have always been their tail
But I tell you bro "you are not alone in this"
If you are sitting on the fence, I am sitting on it too
Ụwa bu onye mere ike ya, we did our best
I know flowers we got can never make our gardens full
So instead of regrets, we should give more thanks
For life that we have, our family and friends
I wrote this song for you not cry with you my friend
I wrote this song for you to remind you, you have a friend
Mana onye mara, onye mara ka osi bia?
Mana onye mara, onye mara mgbe ọ ga ana?
Written by: Nwodo Victor Chinonso, Rabbai Sopuruchukwu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...