Создатели
ИСПОЛНИТЕЛИ
mirabel_somi
Исполнитель
МУЗЫКА И СЛОВА
mirabel_somi
Автор песен
Слова
[Verse 1]
Ekele m Gi Eze
Onye ọlụ ebube e
Ihe Ị na-eme bara ụba
Onye ọlụ ebube e
Akụdo olingo
Onye ọlụ ebube e
Anyị na-achịnịrị Gị aka elu
Onye ọlụ ebube e
[Verse 2]
Ekele m Gi Eze
Onye ọlụ ebube e
Ihe Ị na-eme bara ụba, ayi
Onye ọlụ ebube e
Akụdo olingo
Onye ọlụ ebube e
Anyị na-achịnịrị Gị aka elu
[Chorus]
Sing, You are good ehh
You are good
You are kind
Ohh, You are God
You are God
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
[Chorus]
Sing, You are good ehh
You are good
You are kind
Ohh, You are God
You are God
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
[Verse 3]
Ekele m Gi Eze
Onye ọlụ ebube e
Ihe Ị na-eme bara ụba, ayi
Onye ọlụ ebube e
Akụdo olingo
Onye ọlụ ebube e
Anyị na-achịnịrị Gị aka elu
[Chorus]
Sing, You are good, good, good o
You are good
You are kind
Ohh, You are God ehh
You are God
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
[Verse 4]
Ọkwa Gị mere ihe na ekweghị mmadụ omume
Isi kara aka na-egbukwa na ogidi
Onwere onye na-achọ ịma Chukwu aka
Onwere onye ga-ekwu na ọbụrụ na Chi m ekwughị
Onye nwere Gị nwere ihe niile
Onye ọlụ ebube e
Onye jụrụ Gị, jụrụkwara ihe
Onye ọlụ ebube e
Onye ọlụ ebube Chi m, Eze
Onye ọlụ ebube e
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
Onye ọlụebube e
[Chorus]
You are good
You are kind
You are God
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
[Bridge]
Eze m, You are good and kind oo
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
Onye ọlụ ebube, Chi m mara obi a
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
Ọkwa Ịbụ Enenebe, anyị agaghị ejekwa ọlụ, Chi m o
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
Imekwara ihe na ekweghị mmadụ omume, Chukwu o
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
[Chorus]
Ohh, You are good
You are good
You are kind, Lord
You are kind
You are God
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
[Chorus]
You are good oo
You are good
You are kind
You are God
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
[Chorus]
You are good oo
You are good
You are kind
You are God
Omere ihe na ekweghị mmadụ omume
Written by: mirabel_somi