Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Splash
Splash
Performer
Charass
Charass
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Splash
Splash
Songwriter

Lyrics

Splash baby. Kama o ga ado na ite, ka o dolu na afo. Iri tu, inye nwanne gi o, ka o ri tu. Nne gi na anu garri mana Ibu odogwu Show your action, oka mma na okwu. Obu na mu ama m gwanwu gi ya na iru, mu kuo ya na egwu. Onye onye, onye ma echi. Ihe obu na ina eme nu o, ma kwa na odighi onye ma echi, Nwanne marakwa o, na odighi onye ma echi. Onye onye, onye ma echi, Onye onye, onye ma echi. I-ga akpochi Obi gi o, ka aguu gbuoo nwanne o. Ofu onwu na-egbu ogaranya ga egbu kwa ogbenye o. Elu uwa bu ahia, onye zucha o nawa. Chukwu ama kwenu o, ka m buru okpa aku eri eri. Onye onye, onye ma echi. Ihe obu na ina eme nu o, ma kwa na odighi onye ma echi. Nwanne marakwa o, na odighi onye ma echi. Onye onye, onye ma echi, Onye onye, onye ma echi. Chukwu agozi go gi nwanne m, gozienu onye ozo. Givers never never lack ooo. When you give you go receive, ima na iga-enwetanu o. When you give you, you go receive, aku ng A-esi Obi Ike. Ihe obu na ina eme nu o, ma kwa na odighi onye ma echi. Nwanne marakwa o, na odighi onye ma echi. Onye onye, onye ma echi, Onye onye, onye ma echi. Ihe obu na ina eme na enu uwa o, ma kwa na odighi onye ma echi. Ihe obu na ina eme na enu uwa o, ma kwa na odighi onye ma echi. Onye onye, onye ma echi, Onye onye, onye ma echi. Odighi onye ma echi Odighi onye ma echi o Iri tu, inye nwanne gi o, ka o ri tu. Splash baby. End.
Writer(s): Chibuzor Azubuike Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out