Lyrics

Ha, ukwu nwa nka, ukwu nke lele ilu olu Ukwu nwa nka, ukwu nke lele ilu olu Anya n'egbu mu mgbu baby wete glass Ukwu gi dochiri uzo baby nye mu class Imana ogwu turu nwoke baby fewe jazz Tuo down n'tutu ka mu na gi kaba mass Kany luo ya alu Kam gbanyere gi nmaya kuo ya aku Kwa gi ka tailor kam duo gi adu Nwata di m mma mu wa acho ya chu Ebube buha mana nke ibu ka Mana malu na m di raw ka that nigga Chelu for eight hours ka m ana eti igba Mgbe i ga anu isi ego ma ifu dimgba You got me feeling good Nkita nili na aga eze Malu n'obulo so fitipulu Nye gi ya na isi ocha nwa i ga anu m pulu Nga apia gi ezigbo itari k na adim rule Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu (See) Afulum gi ken nye Ife ibukwa na ukwu dey make me to lalala Agama lalala Afulum gi ken nye Ife ibukwa na azu dey make me to lalala I want to lalala I no fit wait oh Mgbe mmu na gi ga raba raba I no fit wait oh Mgbe mmu na gi ga koma koma oh I no fit wait oh Nwanka nnu ga chala chala See I no fit wait oh Mgbe mmu na gi ga raba raba oh (Onyeoma, odu nwa si na gba e npolu, nweli Ifeoma, obia nyemi fo'ma) (Ozioma, odu nwa si na gba e'lo, nweli Ifeoma, obia nyemi fo'ma) Ukwu nwa nka, ukwu nke lele ilu olu Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu (See) Afulum gi ken nye Ife ibukwa na ukwu dey make me to lalala Agama lalala Afulum gi ken nye Ife ibukwa na azu dey make me to lalala I want to lalala I no fit wait oh Mgbe mmu na gi ga raba raba I no fit wait oh Mgbe mmu na gi ga koma koma oh I no fit wait oh Nwanka nnu ga chala chala See I no fit wait oh Mgbe mmu na gi ga raba raba oh Ukwu wen ti atu go'nu le Enene gbe r'ukwu e gbo'una mmu eh I don talk oh I don dunce oh (Ogini) Nwa ne le kwa fia and she dey murder boys oh (Onyeoma, odu nwa si na gba e npolu, nweli Ifeoma, obia nyemi fo'ma) (Ozioma, odu nwa si na gba e'lo, nweli Ifeoma, obia nyemi fo'ma) (Go)
Writer(s): Mackenzie Johnson Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out