Music Video

One One B
Watch {trackName} music video by {artistName}

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Chief Onyenze Nwa Amobi
Chief Onyenze Nwa Amobi
Lead Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Chief Onyenze Nwa Amobi
Chief Onyenze Nwa Amobi
Songwriter

Lyrics

One One b? One one b!! One one b? One one b!! One one billion Naira? One one b!! One one billion Naira? One one b!! Ego Chukwu adighi agwu agwu! One one b!! Okwa Chukwu Nwe Ego? One one b!! One one billion Naira? One one b!! One one b? One one b!! Ife Adiro mma iko ebe onadi! Achoba afu n'odiro mma iko na be adighi ya!! Onwu gbuo onye nwelu ego Akwa ana ebelu onye nwelu ego nadi ICHE!! Akwa ana ebelu nwa ogbenye nadi kwa iche! Maka Ife aga eji kwa onye nwelu ego n'odi adi Mana aga eji mbibi mobu le ani we kwa nwa ogbenye! Onye n'eweghi ego nafuju anyaa!! Onwelu Akiko mcholu ikolu unu! Onwelu Ife melu ede Ji be nwii Onwelu Ife mji yoba chukwu One Billion! Onwelu Ife mji yoba chukwu One B!! Obu m ko lu unu? Ko lo anyi!! Obu m ko lu unu Akiko? Kola Anyi!! Obu m kolu unu Ife melu m ji we yoba Chukwu One billion Naira? Ko lo Anyi Unu asi mu Ko? Ko lo Anyi!!! Obu m kolu unu Akiko? Kolo Anyi!!!! Onwelu Ofu mbochi m tete lu ura na ndeli, Iwe ego we webe mu! M we nodi ani we bido chebe uwamu! We chekata uwamu sekpuru ani we kpebe ekpere!! M we yoba chukwu keluwa do! do!! do!! Acholum k'gozie lu mu ndi onyi mu m! Igozie lu mu ndi onyi m mmadu 20 K'nye fa One One Billion Naira! M we gwa chukwu keluwa Biko! ! Obulu na inuru ekpele mu... Biko me ka Kotinumu megharia! Obele oge Kotinumu we megharia... M we welu obele okwukwe kwuru oto! We ne anya na window mu Obulu na window mu he ohee!! . M we jezie mechie window mu We kpokwa chukwu keluwa ewe n'Iwe Odi ka obu ikuku bugharilu Kotinumu! Obulu n'inulu ekpele m mkpelu gi chukwu Olisa, biko mezie Ka Kotinumu megharia ozo!! Ebe Obu na Aliko DANGOTE Onye Hausa, nwelu TWENTY BILLION DOLLARS!! MIKE ADENUGA onye Yoruba, nwelu 15 BILLION DOLLARS!! FOLORUNSO ALAKIJA na FEMI OTEDOLA onye Yoruba, na fa nwesili TEN TEN BILLION DOLLARS!! Chukwu Olisa Okwa gi nwe ego?? Ebe Obu na Ndi Hausa na Ndi Yoruba Nwelu BILLI BILLI!! Billi Billi na Dollars! Gozie lu mu ndi onyi mu na Naira! Ke lu mu ndi onyi ONE ONE BILLION NAIRA!! Obu n'icholu ka chukwu nyegi One billion Naira, Ngwa Wenyie aka enu!! ONE ONE B? One One B!! ONE ONE B? One One B!! ONE ONE BILLION NAIRA? One One B!! ONE ONE BILLION NAIRA?? One One B!! Ego Chukwu adighi agwu agwu! One One B! Okwa Chukwu nwe ego! One one b!! ONE ONE BILLION NAIRA? One One B!! Ekpele m n'ekpelu ndi onyi mu, One One b!!! Chukwu Olisa Do Do Do! One One b!! Gozie lu mu ndi onyi mu o! One One b Ebe Obu na Aliko DANGOTE onye Hausa Nwelu 20 BILLION na DOLLARS! . One One b Ebe Obu na OTEDOLA onye Yoruba Nwelu 10 na BILLION DOLLARS! One One b!! Gozie lu mu ndi onyi mu na Naira!! One One b ONE ONE BILLION NAIRA? One One B!! Gozie lu mu ndi onyi na BILLI BILLI! One One b BILLI BILLI! One One b!! BILLI BILLI! One One b!! Chief Vincent Ebumkpolo, One One b! ATA nke izizi na Nnofia, One One b! Vinosco Music Odogwu nwa!! One One b! Chukwu ga enye gi One b. One One b! Ngwa ONE ONE B! One One B? One One b! One One billion Naira? One One b! BILLI BILLI na aka mma! One One b! Ego Naira etigo!! One One b! Ego Naira etigo!! One One b! Chukwu keluwa do do do!! Nobulo MBA KA Nwa Amobi n'abalu gi!! Nokwa nu ayiyo, n'isi na ofe Obula Anyi yolo n'iga emelu Anyi! Eme nwata ka emelu Ibeya, Eziokwu nobi gadi ya mma! Ebe Obu na Ndi Hausa na ndi Yoruba, na fa nwelu BILLION na Dollars! Ya ka mji debe afa ndi oyimu na akwukwo Yabu akwukwo kam Ji we bia chukwu olisa!!! Ebe Obu na ndi onyi mu akpata si gwo ego!! ego fa di na million! Chukwu Olisa n'isi na nwa amulu amu g'eto!! Na nwata dosia odu ogbe igbe!! Nwata gbesia igbe n'oga eje ije, nwata jekata ije n'oga agba Oso!!
Writer(s): Onyenze Richard Amobi Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out