album cover
Iro
album cover
Iro was released on August 21, 2020 by Freeme Music as a part of the album Roots
AlbumRoots
ReleasedAugust 21, 2020
LabelFreeme Music
LanguageEnglish
BPM187
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

Íro ee, íro ee
Író ee, Író ajọka
Ọ bụ ònye makwazinụ ife ọ ga-abụ?
Ọ bụ ònye makwazi oo
O nweghị onye nwere ike ịma, ye ye ye ye
Ọ bụ ònye makwazinụ ife ọ ga-abụ?
Ọ bụ ònye makwazi oo
O nweghị onye nwere ike ịma, ye ye ye ye
Anyị ga-ejebenụ
Anyị ga-alawanụ
Anyị ga-ejebenụ
O nweghị onye nwere ike ịma, ye ye ye ye
Anyị ga-ejebenụ
Anyị ga-alawanụ
Anyị ga-ejebenụ
O nweghị onye nwere ike ịma, ye ye ye ye
Iro ee
Ọ bụ onye makwazinụ iro, iro?
Ọ bụ ònye makwazinụ ife ọ ga-abụ?
Ọ bụ ònye makwazi oo
O nweghị onye nwere ike ịma, ye ye ye ye
Anyị ga-ejebenụ
Anyị ga-alawanụ
Anyị ga-ejebenụ
O nweghị onye nwere ike ịma, ye ye ye ye
Anyị ga-ejebenụ
Anyị ga-alawanụ
Anyị ga-ejebenụ
O nweghị onye nwere ike ịma, ye ye ye ye
Written by: The Cavemen.
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...