album cover
Obi Eze Chukwu
3,101
Christian & Gospel
Obi Eze Chukwu was released on November 8, 2020 by Maestro Managers as a part of the album Love Is the Only Way
album cover
Release DateNovember 8, 2020
LabelMaestro Managers
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM84

Music Video

Music Video

Credits

COMPOSITION & LYRICS
Sir Jude Nnam
Sir Jude Nnam
Songwriter

Lyrics

Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
O Nna ji ike nile, any abiago ikpo isi ala nye Gi
Meere anyi ebere, anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Anyi biara n’iru Gi, Chineke, inye Gi ekele kwesiri Gi
Geenti, nur’ekper’anyi
Anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Gee nti, nuru olu anyi
Geenti, nur’aririo anyi
Denye ah’anyi n’akwukwo ndu
Anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Anyi ga efe Gi uwatuwa
Biko, Chukwu, mee k’anyi binyere Gi
Ka Ngozi Gi rukwasi anyi, Chineke
Anyi biara n’obi Gi, Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Written by: Jude Nnam
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...