album cover
Mistakes
21,228
Afro-Beat
Mistakes was released on November 1, 2016 by Penthauze as a part of the album The PlayMaker
album cover
Release DateNovember 1, 2016
LabelPenthauze
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM87

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Phyno
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Phyno
Phyno
Composer
chibuzo azubuike
chibuzo azubuike
Songwriter

Lyrics

[Intro]
Heh! Ahn! Yeah
[Verse 1]
Enwee etu ọbụla m si wee mejọọ gị, gbaghara m
Ikpere m dị n'ana, sọ ihe m na-ayọ bụ ka ị nabata m
Nne, kụpụlụ ndị asịlị, ọ kwa ị ma na nwoke bụ nwoke
Ha na-afụlụ anyị ụfụanya, ya mele ha ji lapụta m
Ọ dịrọọ m easy, maka ọ dịị m easy, mụnwa ama mbe gị
Ọ dịrọọ m easy, mana ọ dịị gị easy, mụnwa ama nkwe gị
Ọ sọ gị dị busy, ma m dị busy, mụnwa ga-eche gị
M ga-atụfu my ego na dignity, pasa na-eche gị
I lofugo?
Just a week ago
Ka i nelụ m anya, sị m you will never let me go
I know I messed up, ekwesịị m ijide onwe m
Mana after ka m ṅụlụ mmanya, enweterọọzi m onwe m
Asa ọbụna gafetee, m sị ya, "Hi, nne kee way?"
And enwerọọ m onye dịka onyeisi nọ na railway
Mana, enwegodị ife m mee, I plan to keep it on the low
Kịtaanụnwa, ọlụ m akụgo, obi m ajụgo oyi ka snow
Imagine, ọ sị m na oge ị na-akụ, ọ na-atọ gị ka maggi Knorr
Na m hapụụ ya n'ụnọ, kpọlọ asa, baa joint na Falomo
Na m na-akụ na 8 hours, saloon, hotel and many more
Ama na ife na-atọ ụtọ, na mụlakọ, bụzi agbalụmọ (Nawa)
Ọ sị na her mind is made up, she got to leave
And ọọ kwa taata ka m tinyele engagement ring ya na fridge
And, ofu taa ka ọ chọpụtaa, wee bunye m the heat
Ụdị ife a nụnwa na-eko m now, ka m sele cannabis
Now, I'm left with no option, left with no caption
Ị sị na ị chọlọọ m now, could this be our last junction
Now, m na-e-regret-zi my action
Biko, nye m ohere ọzọ, ka m handle-ụọ obi gị with caution
[Chorus]
Huh
Girl, don't worry about the thing
Gbaghalụ m for everything
Cos, everybody makes mistakes
For my heart, you own the key
I believe we're meant to be
Mana, adịrọọ m above mistakes
Echefukwana nkwa anyị kwelụ onwe anyị, Ada
Everybody makes mistakes
A gbana way m o, a kọna way m o
Lotakwanụ, eveybody makes mistakes
[Verse 2]
Enwee etu ọbụla m si wee mejọọ gị, gbaghara m
Ikpere m dị n'ana, sọ ihe m na-ayọ bụ ka ị nabata m
Nne, kụpụlụ ndị asịlị, ọ kwa ị ma na nwoke bụ nwoke
Ha na-afụlụ anyị ụfụanya, ya mele ha ji lapụta m
See the way I love you, you don't know about it
But, na this love ka dị crazy, you better ask somebody
Efi na sọọsọ emeni ka m na-egbu n'abanị
Nnwa, ị fụ ụdị ọnwụnwa m na-eze, ị fụ na m na-agbanị
Chai, a-tryịgo m everything ka obi gị dajụọ
M kpọọ gị, ị kọọ m, m kpọọnụ ụmụ ọyị gị ka ha solu m wee yọọ
Now, I'm all alone, sọọsọ ife na-aṅụ everyday bụ mmanya
Still, ị jụ, jụwaa ntị, hapụ m chakom, welụ uche m gbanaa
[Bridge]
Chai! Away match alapụta m o
Amarọọ m ụdị ọnwụnwa bụ ife a dabaalụ m o
Amarọọkwa m ife m ga-eme ma ị tụrapụ m o
Obi agbawaala m, baby, biko gbaghalụ m, gbaghalụ m o
[Chorus]
Girl, don't worry about the thing
Gbaghalụ m for everything
Cos, everybody makes mistakes
For my heart, you own the key
I believe we're meant to be
Mana, adịrọọ m above mistakes
Echefukwana nkwa anyị kwelụ onwe anyị, Ada
Everybody makes mistakes
A gbana weay m o, a kọna way m o
Lotakwanụ, eveybody makes mistakes
Echefukwana nkwa anyị kwelụ onwe anyị, Ada
Everybody makes mistakes
Written by: Phyno, chibuzo azubuike
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...