album cover
Blessed (feat. Jeriq)
16,568
Hip-Hop/Rap
Blessed (feat. Jeriq) was released on September 23, 2021 by Fundz Nation as a part of the album Blessed (feat. Jeriq) - Single
album cover
Release DateSeptember 23, 2021
LabelFundz Nation
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM75

Credits

COMPOSITION & LYRICS
Ezugwu Chinecherem Cornelius
Ezugwu Chinecherem Cornelius
Songwriter
Ani Jeremiah Chukwuebuka
Ani Jeremiah Chukwuebuka
Songwriter

Lyrics

Ogbeee
Iyoooo
[PreChorus]
Anyị pasa in the block
Obi anyị ji achọ ego smooth but dangerous
Okpeke nọ n'iru oche m, equals to full option
Eke pulling in, we pulling out, obodo, say no more
By Nkpor junction
Anyị pasa in the block
Obi anyị ji achọ ego smooth but dangerous
Okpeke nọ n'iru oche m, equals to full option
Eke pulling in, we pulling out, obodo, say no more
By Nkpor junction
[Chorus]
Forever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
Adị m financially and forever ever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
Forever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
Adị m financially and forever ever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
[Verse 1]
Adị m blessed
I was born to excel
Sị mgbuness farewell
Doing only jobs wey dey pay well
Stronger than the struggle, thinking about the bundles
Tukwulu anị, be humble, light up your J na candle
Welụba ya nwaayọ nwaayọ, ụwa bụkwa ndọlị ndọlị
Gbatuo volume ka m zaa call, ọọ kwa money calling, calling
Offending in Fendi
Ị ma ọ sọ ndi, o wee ndi
Thank God I survived the hood, I came from ịwụ fences
[Chorus]
Forever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
Adị m financially and forever ever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
Forever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
Adị m financially and forever ever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
[Verse 2]
My drip hard
Life soft
Expensive cost
But we are on top
Committing no fallacy
Run it up is the policy
This money is a vanity
But I will get my share of the vanity
Roll one for the good life
We blessed, high time
Making noise is a bad sign
Just stay cool, eyes on the bag sign
Run it up, I am blessed, it's my turn
Run it up, I am blessed, it's my turn
[PreChorus]
Anyị pasa in the block
Obi anyị ji achọ ego smooth but dangerous
Okpeke nọ n'iru oche m, equals to full option
Eke pulling in, we pulling out, obodo, say no more
By Nkpor junction
Anyị pasa in the block
Obi anyị ji achọ ego smooth but dangerous
Okpeke nọ n'iru oche m, equals to full option
Eke pulling in, we pulling out, obodo, say no more
By Nkpor junction
[Chorus]
Forever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
Adị m financially and forever ever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
Forever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
Adị m financially and forever ever blessed
Abụ m onye agọziri agọzi yee
[Outro]
Extraordinaire
Written by: Ani Jeremiah Chukwuebuka, Ezugwu Chinecherem Cornelius
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...