Music Video
Music Video
Credits
PERFORMING ARTISTS
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
chibuzo azubuike
Composer
Lyrics
Chills made it
Ife ọbụla ị na-eme, Chi zọba
Kwụwa aka gị ọtọ, ka Chi zọba
Chukwu na-azọ mụ ma ndị ilo bịa
Ah ah ah, ah ah ah
La la laaaa, laaaa la
Ife ọbụla ị na-eme, la la la la
Chi zọba , Chi zọba (La la laaaa, laaaa la)
La la laaaa, laaaa laaa
Woah!
Chukwu edesago m na frontline
Na ife na-enyezi m nni bụ punchline
Nke Ị nyee m akụnaụba, nye m long life
Ka egwulegwu kịtaa, egwu m ejezugo worldwide (Hmmm)
All my men na-ebi the ball life
Street legacy ka Machiavelli thuglife
Ebu m Bible n'isi, na-ebi the tall life
Maka onye na na ekwensu na-eri nni, ga-eneedi long knife (Yeah)
Flat tyre na-efe ka G4
Now, afụgo m something I can tell you say I livе for
Mgbe n'ọdịrọọ, o nwerọọ nnwa na-asị mụ ka chi foo
And ndị m bunyеre oche, ekwerọọ enye m oche ka m ligoo
Nnwa, o nwerọọ ife na-eme
From sole shoe, your eyes ga-agwa gị ụkwụ ga-eje
The time luo, market ga-agwa gị afịa ga-ele
Fa akaa akago m mana fa amarọọdị nkụ ga-efe
Anọọlụ m onwe mụ, boy, I no dey compete
Maka echii m ya kwaa the hustle on feet
But now, ha na-adị akpọ mụ, ha sị m na all these ladies waiting on me
Ọ na-awa gị isi, ṅụọ Saredon-P (Hehehe, ṅụọ Saredon-P)
Just gụọ amount heat wey I go de conceive
Sendịa my mom Mac, just to put her on fleek
And those ọ na-ekpofu anyị, sị ha bute corn beef
Adịị m etinye anya na anụ mmadụ
Maka ọgwụ gbulu anwụnta, amaa m gbunwu mmadụ
Mana onye tanwulu anụ enwe, ga-atanwu anụ mmadụ
See, everybody ị ma na-anụ his own battle
This life wey don long for
Before ị baa ya, nwanne, malụ what you signed up for
And ị chụbịa, bobby, chụọ ya kaọ na i nwerọọ option
Chụtịa, then i jee chọta ofu nnwa i ji eje function
Ọnụ zee mgbọ, a tụọ grenade
But I cannot forget about the days we prayed
Essien Cyprian, ọ kwa a join-ịị m Boys Brigade?
Ka ọkụ m nwuo prepaid
Ka m bulu ike Bill Gate
Ka m gbakọba till date
Ka ọnụ gụba my praise
Sị Obi chụba by faith
Ka m kwete na my crate
Ka anụ dị na my plate
Ka ọnụ libe till date
Ka ngọzi dị my face
Na-achị ka head of state
Fa na-afụ the update
Cos I came a long way
Been a fucking long day
E nwee boys that don't play
Fa na-apịacha na broad day
Fa nọkwa iru ọgụ, kpọnye, from Monday to Sunday
Ma na-ayọ Olisa, Chukwu chetanụ m one day
Now, checkịa the milestone
Paid all my dues, ka mụ a na-akwụghachi bank loan
Feedie my dry bone
Ka ndị imi a naa nkụ
Wastie ma time for
Life you go die for
Maka onye ọbụna nwelụ ife na-aworkụlụ ya
And if it's meant to be, Chineke Nna ga-acouple ya
Akpọụkwụ m tibie n'ọsọ ndụ, onye ga-abuckle ya?
Maka onye kowe aka ya, ụwa ga-ahumble ya
Ụwa ga-ahumble ya, hehe
Maka o ribidebee yị
I na-egosị onwe gị, maka e jidebeedii yị
E jine ụwa wee nyaa isi, maka ajọ ije na-ata isi
Ife ọbụna ị na-eme, Chukwu Nna zọba yị
La la laaaa, laaaa la
La la laaaa, laaaa la
La la laaaa, laaaa la
La la laaaa, laaaa la
Written by: chibuzo azubuike


