Credits

PERFORMING ARTISTS
The Cavemen.
The Cavemen.
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Kingsley Chukwudi Okorie
Kingsley Chukwudi Okorie
Composer
Benjamin Chukwudi James
Benjamin Chukwudi James
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
The Cavemen.
The Cavemen.
Producer

Lyrics

Mgbe ịhụnanya a abịa o
Tutu udo a ị na-ele abịa o
Mgbe ihe ahụ chọrọ abịa o
We will keep jamming
Mgbe ịhụnanya a abịa o
Tutu udo a ị na-ele abịa o
Mgbe ihe ahụ chọrọ abịa o
We will keep jamming
We will stay jamming
Eh egwu ịhụnanya
(Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya)
Ah, egwu ịhụnanya
(Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya)
Gbaara m egwu ịhụnanya
(Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya)
Ah, egwu ịhụnanya
(Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya)
Ka anyị nwebe aṅụlị
Bịa gbaara m egwu o
Egwu ịhụnanya
Ka anyị nwebe aṅụlị
Bịa gbaara m egwu o
Egwu ịhụnanya
Mgbe m nọ nnọọ anyị nwere obi ụtọ
Tutu udo a ị na-ele abịa o
Mgbe ihe anyị chọrọ abịa o
We will keep jamming
We will stay jamming
Eh egwu ịhụnanya
(Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya)
Ah ah, ịhụnanya
(Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya)
Gbaara m egwu ịhụnanya
Egwu ịhụnanya
Oh ịhụnanya
Ah ịhụnanya
(Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya)
Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya
Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya
Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya
Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya
Written by: Benjamin Chukwudi James, Kingsley Chukwudi Okorie, Oluwasegun Noah Adegbamigbe
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...