Music Video
Music Video
Credits
PERFORMING ARTISTS
Jeriq
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Ani Jeremiah Chukwuebuka
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Dr Jayswaarg
Producer
Lyrics
[Intro]
Sambalitual, iyoo (Jaayswarg is the new problem)
[Verse 1]
I remember when I was praying for a million naira
Ego m sego na loud akalịgo a million naira
Adị m belle full but I'm still keeping my hunger
My believe bụ na adị m broke till I touch a billion dollar
Etoo m na Nkpor ebe a na-elesị onye akpọ, akpọ
Before ịmalụ ife na-eme, ebutego m ike mmadụ anọ
Before m na-esendị bu, kịtaa mụnwa esendịlọọ
Why?
Do good or do bad, ụmụ ụwa ka ga-akọ
All man bịa school, but ife ga-ekwu bụ result
Where were you when 1kpa no dey to bail me n'azụ hilux?
I bailed myself, I motivated myself
No single person dey to help me, so I helped myself
I am that I am, I don't know about you
But wetin I know be say na only you fit help you
But if you try to cross my lane, do me I do you
Mgbe m na-alụ military, Samba told me to Facebook
The pain I felt bụ my reason, dirty myself for zero 6
Now the bag atụgo down, I'm clean like a white handkerchief
Oluwa eji m Gị apology, nnwa Gị e-tastego codeine
Oluwa dey cover me, upon say adị m used to sin
Look at me well, ị ga-afụ ime ogbe na my character
Abụ m a rapper, as a Catholic abụ m a Mass-server
Adị m too wuu and calculated like a maths teacher
Till m bute ike, till I hammer like a carpenter
Mụnwa amaa gba last, m ga-agba first ka book of Genesis
Mama jụụ m mgbe ọbụna ị na-agba ọgwụ, ị bụ onye pharmacist?
Mama, all I care about is you and isi Benjamin
One thing dị very certain, ọ dị certain say we go win
Pushing ka a woman in labor, ka nwaanyị dị ime
Pushing ka onye barrow cos I believe na echi dị ime
Ezigbo mgbu ka ọ bụ n'ogbe, if I no bute ike
Ego bụ joy, ị fụtugo ebe Bill Gate na-ewe iwe
Ị dị sober is not allowed biko jee kechite ife
Ị ma mgbanwu egbe na coal-tar, ị ma na ọ bụlọọ ile
Adịlọọ e-load bus na-aga afịa nkwọ ụbọsị eke
O nwelọọ teacher ga-asịnwu Dangote dee edemede
Ị sị na ị bụ nnwa ogbe, ogbodo, i fogo igwe
Ị ma mfunwu aboki ebe ọ na-eme sallah na nke Igwe
Eze pụọ eze anọchie, eze adịị ebulọ oche
As nnwa Otu bi na Nkpor, ife m na-apịa gị bụ ole
[Chorus]
Adị m broke till I touch a billion dollar
Billion dollar dream, abụ m a paper chaser
Say no to dirty ka pịtọpịtọ dị n'Upper Iweka
Echegbuzina onwe gị, tomorrow go better
[Chorus]
Broke till I touch a billion dollar
Billion dollar dream, abụ m a paper chaser
Say no to dirty ka pịtọpịtọ dị n'Upper Iweka
Echegbuzina onwe gị, tomorrow go better
[Bridge]
Way, bịa, ssss, wote phone gị ebe a
Way, ssss, bịa, yeah, ka anyị gbadawa upper Iweka
[Chorus]
Adị m broke till I touch a billion dollar
Billion dollar dream, abụ m a paper chaser
Say no to dirty ka pịtọpịtọ dị n'Upper Iweka
Echegbuzina onwe gị, tomorrow go better
[Chorus]
Broke till I touch a billion dollar
Billion dollar dream, abụ m a paper chaser
Say no to dirty ka pịtọpịtọ dị n'Upper Iweka
Echegbuzina onwe gị, tomorrow go better
[Outro]
Jeriq
Ogbe
Ogbe bịa ka anyị lụọ
Written by: Ani Jeriq Chukwuebuka


