album cover
Unstoppable
album cover
Unstoppable was released on July 1, 2022 by Great Oraks Entertainment as a part of the album Unstoppable - Single
July 1, 2022
LabelGreat Oraks Entertainment
BPM158
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

Otiịgba Igbo na ọ mmụ na-ebe
Ụya m, ọ kwa Chi m nyelụ m
Iye, iye, ụya mụ ooo
Onu m agụlụ dike
So many times I just de wonder
Why be say Okike kele ụwa no de joke with my matter?
Everybody dey reason the matter
Ọ masịlị Chukwu Okike, na ọ masịgo m, Chi m o!
Ọ masịlị Chi kere ụwa, na ọ masịgo m
This game isn't funny, that's why I keep grinding, m kwechili, m wee fụ isi ya
Ụwa m oo
Ke o melụ jụọ oyi n'elu ụwa, o mekwaa ọzọ
Egwu mụ na Chi m, Otiịgba Agụlụ, na ọ mmụ na-ekwu
Asị m na anyị nọzi n'iru, anyị akalịgo azụ oche
Chetakwa na ihe mmadụ mere mmadụ ibe ya ka Chukwu ji agọzi
So, if you dey wait make I fail, abi na make I die, before you go show me love
Nwanne, you go wait tire
Ọ bụ eziokwu, you go wait tire, abobi (You go wait tire)
Because it is too late for us to fail, ị nụgo? (You go wait tire)
I say you go wait tire (You go wait tire)
Maka na ka eju ni afọ eje (You go wait tire)
Ị na-achọ ọdịda m, ọ na bụ gị bụ Chukwu, ka m jụa lị? (You go wait tire)
Ewoo, you go wait tire, anyị kwụ n'ọkụ (You go wait tire)
Ngwa kwebelụ m amalise (Amaliselele)
Ọ kwa n'iru n'iru ka anyị na-agazi? (Amaliselele)
Ọ kwazi n'egwu nụ Chi mụ nyelị mụ? (Amaliselele)
Ka m ji eti, o je mba, e nwee ilo (Amaliselele)
Anụ Chi m nyelụ m ka m ji eti amala n'ụgbọ (Amaliselele)
N'iru n'iru ka anyị na-aga (Amaliselele)
O Chi mụ eehh eh (Amaliselele)
I nwelụ okwu? Ngwa kwukene ka m nụ
Ka i nwele ajụjụ eh? Ngwa jụkene ka m nụ
Ọ kwa ị na-achọ ihe meghele ụzọ, weta ọganiru?
Mana mgbe m nọ nkịtị, gwa m ife i meelụ m!
If I tell you wetin my eyes don see
Back in the days, I get nothing
Nobody reason me, dem no send me
Mana Chi nwaogbenye ebuka
So, if you dey wait make I fail, abi na make I die, before you go show me love
Nwanne, you go wait tire
Ọ bụ eziokwu, you go wait tire, abobi (You go wait tire)
Because it is too late for us to fail, ị nụgo? (You go wait tire)
I say you go wait tire (You go wait tire)
Maka na ka eju ni afọ eje (You go wait tire)
Ị na-achọ ọdịda m, ọ na bụ gị bụ Chukwu, ka m jụa lị? (You go wait tire)
Ewoo, you go wait tire, anyị kwụ n'ọkụ (You go wait tire)
Ngwa kwebelụ m amalise (Amaliselele)
Ọ kwa n'iru n'iru ka anyị na-agazi? (Amaliselele)
Ọ kwazi n'egwu nụ Chi mụ nyelị mụ? (Amaliselele)
Ka m ji eti, o je mba, e nwee ilo (Amaliselele)
Anụ Chi m nyelụ m ka m ji eti amala n'ụgbọ (Amaliselele)
N'iru n'iru ka anyị na-aga (Amaliselele)
O Chi mụ eehh eh (Amaliselele)
Akazi onye ịgba, ya na Otiịgba Africa
New Age, na Jupez nwanne m
Chief Oliver Chibụike Anyaọgụ, nwa Chi mere eze na Nsukka
Ikuku ọma, Ikuku ọma na Poland
Okechukwu Umeọghana, afụ nnwa n'ala Ụga
Ife n'ala Ife, nwa Jesus, nwebe aṅụlị
Written by: Orakwelu Emmanuel
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...