Lyrics

Odighi ihunanya kariri nka, N'nmadu togboro ndu ya nihi m Odighi ihunanya kariri nka Na jisos wusiri obara nihim Ka ewe zoputa onye na amaghiya Bu onye n'ejighi ya kporo ezi ihe Nihi nmehie ndi namaghi ya, ndi nejighiya kporo ezi ihe Onye ozuzu aturu oma Onye turu aja n'obe Onye wusiri obara ya Ka ewe zoputa anyi nanjo Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya Obu olu imanma ya(×2) Obu olu ihunanya ya Obu obi ihunanya ya Onye ozuzu aturu oma Onye turu aja n'obe Onye wusiri obara ya Ka ewe zoputa anyi nanjo Obu olu imanma ya(×2) Gwanu m ihunanya kariri nke a Gwanu m ihunanya yiri nkea, n'jisos wusiri obara nihim Ka ewe zoputa onye namagi ya onye n'ejighi ya kporo ezi ihe Onye ozuzu aturu oma Onye turu aja n'obe Onye wusiri obara ya Ka ewe zoputa anyi nanjo Obu olu imanma ya Obu olu ihunanya ya Obu obi ihunanya ya Obu olu, obu olu, obu olu ihunaya ya Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya Gwanu m ihunanya kariri nke a Na nmadu togboro ndu ya nihi m Zinu m ihunanya yiri nkea, n'jisos wusiri obara nihim Ka ewe zoputa onye namagi ya onye n'ejighi ya kporo ezi ihe Nihi ndehie ndi namaghi ya, ndi nejighiya kporo ezi ihe Onye ozuzu aturu oma Onye turu aja n'obe Onye wusiri obara ya Ka ewe zoputa anyi nanjo Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya Obi ihunanya ya Obu olu imanma ya Obi ihunaya ya Obu olu, obu olu, obu olu ihunaya ya Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya Onye ozuzu aturu oma Onye turu aja n'obe Onye wusiri obara ya Ka ewe zoputa anyi nanjo Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya Gwanu m ihunanya kariri nke a Gwanu m ihunanya yiri nkea, n'nmadu togboro ndu ya nihim Ka ewe zoputa onye namagi ya onye n'ejighi ya kporo ezi ihe Obu olu, obu olu, obu olu imanma ya(×5) Gwanu m ihunanya kariri nke a Zinu m ihunanya yiri nkea, n'nmadu togboro ndu ya nihim Ka ewe zoputa onye namagi ya onye n'ejighi ya kporo ezi ihe Onye ozuzu aturu oma Onye turu aja n'obe Onye wusiri obara ya Ka ewe zoputa anyi nanjo
Writer(s): Patrick Obasi Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out