Lyrics

Otu nwatakiri nwayi oma ri mma Eme dala mu obi m o (Chai) Otu nwatakiri nwayi oma ri mma Eme dala mu obi m a (Ewww) Nwata bu ifem n'eli o Obu ife m n'aliki (Nwa Nwa) Nekele mkpuru iru ya I nekene mkpuru obi ya o Nwata bu doctor's prescription 3 times in a day (vitamin syrup) Baby Baby Babyo ibu ifem n'eli (o ko ome) Nwanyi nwata missi ibu ifem n'aliki Number 1 bu kwa n'ijulu ejunu (uju nwa) Ihem n'eri Number 2 buzikwa n'idi okene (Ogini kwa) Ibu ifem n'eli Nkele bu ihem n'eri Nwata nwanyi vu ihem n'eri O bu ihem n'eri Dis girlu vu ihem n'eri Elewe ukwu egbu nwatakiri o Nwata vu ihem n'eli Elewe ukwu egbu Nwata vu ihem n'eli O bu na agwaroghi iyamaro Na m likiri gi (Chai) O bu na agwaroghi iyamaro Na mu fuluyi n'anya (Ooo) Ngwa nee nu mu anya na mkpulu anya muo Ife nkena okwa ifunanya (Ok) Iputakwa guys agbaghariwa Hancha bu ndi mgbachiaka Iputakwa guys etikeshiwe Hancha bu ndi ekwulekwu Baby Baby Babyo ibu ifem n'eli (My spec) Nwanyi nwata missi ibu ifem n'aliki Number 1 bu kwa n'ijulu eju nu (Uju nwa) Ihem n'eri Number 2 buzikwa n'idi okene (Ogini di) Ibu ifem n'eli Nkele bu ihem n'eri Nwata nwanyi vu ihem n'eri O bu ihem n'eri Dis girlu vu ihem n'eri Elewe ukwu egbu nwatakiri o Nwata vu ihem n'eli Elewe ukwu egbu nwatakiri o Nwata vu ihem n'eli Nkele bu ihem n'eri Nwata nwanyi vu ihem n'eri O bu ihem n'eri Dis girlu vu ihem n'eri Elewe ukwu egbu nwatakiri o Nwata vu ihem n'eli Elewe ukwu egbu Nwata vu ihem n'eli Number 1 bu kwa n'ijulu eju nu Ihem n'eli (O ko ome) Number 2 buzikwa n'idi okene Ihem n'eli Number 3 buzikwa na inwelu fine shape (Ukwu nwelu nti) Ihem n'eli Number 4 buzikwa n'idinu ocha nu (Nwanyi ocha) Ihem n'eli Ima number 5 bu n'ebu edegede ife nu Ihem n'eli (Orobokibo) Nwa nwa Ihem n'eli Ukwu nwelu nti Ihem n'eli Ojalipopo Ihem n'eli 3 times in a day something sumptious
Writer(s): Okoli Chinedu Izuchukwu, Sunday Ginikachukwu Nweke Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out