Lyrics

A si Kwa oringo gbuo gi kenechukwu Kama i ga ato na nga na China I na n'iyi na aso ncha nwanne m Ife oringo na aso a diro adi (Oringo gbukwe gi) America nile... Oringo Europe nile... Oringo Lagos nile... Oringo Enugu nile... Oringo Porthacourt nile... Oringo Ala owerri nile... Oringo A na akwo o na aso Ife oringo na aso... Oringo Oringo na agwo oria Oringo na achunu hypertension I di high o butuo your BP Oringo na eziokwu e ji ya achu oyi Ka anyi nwebe anuli eee Everyday I'm lookn so fresh and young Ka anyi kwoba ibonki eee Taaba nu Ife Onye iberibe ka onye nwuru anwu nma America nile... Oringo Europe nile... Oringo Lagos nile... Oringo Enugu nile... Oringo Porthacourt nile... Oringo Ala owerri nile... Oringo A na akwo o na aso... Oringo Ife oringo na aso... Oringo Kedu Ife m mere eji akpo m onwu mmanya Kedu Ife m mere eji akpo m onye ukwu ooo Kedu ife m mere eji akpuru m n'onu ooo (iye) Kedu ife m mere eji akpo m ofeke ooo (iye) Okwa mu na egonye onwe m mmanya Okwa mu na akponye onwe m nwa Kama m ga anwu anwu ka m furu efuru Okwa mmadu ka a na ya ogini na afio Onye iberibe ka onye nwuru anwu nma America nile... Oringo Europe nile... Oringo Lagos nile... Oringo Enugu nile... Oringo Porthacourt nile... Oringo Ala owerri nile... Oringo A na akwo o na aso... Oringo Ife oringo na aso... Oringo Emmanuel bee anyi oo odogwu Ife oringo mere gi diri Chukwu Benard bee anyi oo bu mmanwu Ife oringo mere gi diri Chukwu A sikwa oringo gbuo gi kenechukwu Kama i ga ato na nga na Malaysia I na n'iyi na aso ncha nwanne m Ife oringo na aso a diro adi Miami nile... Oringo Vegas nile... Oringo New york... Oringo South Africa... Oringo Dubai nile... Oringo Ebe obula nile... Oringo A na akwo o na aso. Oringo Ife oringo na aso... Oringo America nile... Oringo Europe nile... Oringo Lagos nile... Oringo Enugu nile... Oringo Porthacourt nile... Oringo Ala owerri nile... Oringo A na akwo o na aso... Oringo Ife oringo na aso... Oringo (Ayi let me tell you, I'm an international man Men. I gat my passport. Kedu ebe a na eti ife a)
Writer(s): Okoli Chinedu Izuchukwu, Udoka Chigozie Oku Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out