Lyrics

Boys ndewonu Ebu m ozi ọma wee tụọ Gone are you the days fa ekwere bọlụ gi a ina ebe akwa Gem nti Boys gem nti Gem nti Ọga abalu m bakwazielu ginwa Nwanne okwere ibolu gi a, kwunyie there nawa yardi Sia na ihea ona ekwere ime that soap can do it better Inawa yardi,golu oil goo premiere soap n'uzo Inalu o yardi baa bathroom balancia ofuma Nwanne tewaya ncha Tewelum odogwu a ncha Mgbedike atuegwu a kpolu isi na-ala Nwanne kowaya ncha(kowaya ncha) Ngwanu shekima ya(nwanne shekima ya) Nwanne shekima ya (aloba shekima ya) Obafemi Awolowo I bu ka mgbada nwanne shekima ya Ndụ na-ime ndụ eh ọ ndụ na- ime ndụ (Ọ ndụ n ime ndụ) Ndụ na-ime ndụ nwanne wọchia ya ọ ndụ na ime ndụ(ndụ na-ime ndụ) Ndụ na-ime ndụ Amara kọnji amangbụ mụ kọnji amangbụ mụ(ndụ n ime ndụ) Ndụ n ime ndụ Ngọzi kọnji amangbu mụ kọnji amangbu mụ Zamzam Surely ọ ga agba zamzam (Ọ ga agba zamzam) Zamzam Shekiwelumue Ọ ga agba zamzam (Ọ ga agba zamzam) Zamzam Something ya aputa, Something ya aputa Zamzam Bro chetụya obere ọ ga agba zamzam (Ọ ga agba zamzam) Ọ dị ese okwu, kama ọ ga ese nchoba premiere(premier soap) Ọ dị ese okwu, kama ọ ga ese nchoba lux(lux soap) Nwanne ọ dị ese okwu, kama oga ese nchoba premiere(premier soap) Sis ọ dị ese okwu, kama oga ese nchoba lux(lux soap) Zere omo, ọ ga agbacha gị amụ(oga agbacha gị amụ) Zelu ncha nkọta, ọ ga emelu gị alụ(ọ ga emelu gị alụ) Nwanne chọọ premiere Ifụrọ premiere,ichowa long lux(long lux) Chobalum ncha ọbụna belu ego,jụrụ oyi dị ezigbo soft So that, okwere ibọlụ gị a(okwere ịbọlụ gị a) Ikwinyie there naba yardi(kwinyie naba yardi) Siya na ihe a okwere ime that soap can do it better Inawa yardi,goo oil goo premiere na ụzọ Inaluo yardi baa bathroom balancing ofụma Nwanna tewaya ncha Tewelum odogwu a ncha Mgbe dike atụ egwu kpọ ịsị n ala nwanne kowaya ncha (Nwanne kowaya ncha) Ngwanu shekima ya Ngwanu shekima ya Obafemi awolowo ịbụ ka mgbada nwanne shekima ya Ndụ na ime ndụ eh ọ ndụ na ime ndụ (Ọ ndụ na ime ndụ) Ndụ na ime ndụ nwanne wọchia ya (Ọ ndụ na ime ndụ) Ndụ na ime ndụ Amara kọnji amangbu mụ kọnji amangbu mụ
Writer(s): Celestine Chiwendu Maduebene Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out