Credits
PERFORMING ARTISTS
Kolaboy
Performer
COMPOSITION & LYRICS
nwodo chinonso
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Caution LXE
Producer
Lyrics
Ọdịa
Because ego adịrọọ ka men m ji babe jọọ m njọ
Kola
Because of ego adịrọọ, Arinze (Boy) ji babe jọọ m njọ
Mana, alert don show (Alert don show)
Owuite don go (Eh, bye bye)
Adenuga don glo
Sapa, anyị ga-enwezi nah, e don go (Otilo, otilo)
Nti m azago aza
Aka m ekogo eko
Men kwụ n'ọkụ
Ọ na-ewe gị, ị ma mgbe men tụrụ ọlụ?
Ị makwa ndị anyị bụ? (Nwa eze, nwa eze, nwa eze)
Ị makwa ndị anyị bụ? (Ehh, ezigbo nwa mmanụ, ehh, gbuchaalụ that guy)
Ị makwa ndị anyị bụ? (Nwa eze, nwa eze, nwa eze)
Ị makwa ndị anyị bụ?
Ehh, ọ dị very importa-mkpa ịma ndị anyị bụ ọ'ịsọ, come on!
Kee ihe na-emezi? Kee ihe na-eme gị?
A na-agwa gị okwu, ị na-achị, calm-ụọ down ọ'ịsọ mpa
Taaa! Ọọ na ị fụrọọ ya?
Watch-ịa nah, nwoke bụ nwa mmanụ ọsịịsọ, gbaa that boy torch ọ'ịsọ
A na-agwa gị okwu, ị na-agbaharị
Ehh, Peter Obi, my labour ama mbụ nụ in vain (Ma mbụ nụ in vain)
Ehh, Chika Obi, calculate-ịa, pịkọọ gain
Anyị kwụ n'ọkụ, gwa Musa jee gbanyụọ gen (Jee gbanyụọ gen)
Adịa akwa m aka, Okoma jee jụzie Ben
Men febe money, ọọ kwa one kpa (One kpa)
Red sea and ma nta (Ma nta)
Anyị gobe dorime gị, ọọ kwa ha ncha (Ha ncha)
Ị sị na ọọ asị, jụọ Ijele Nanka
A na-etu m Ọdịa
Asanwa na ọ dịa
Ọ sị m, "I don't care"
Mana ọ fụgo alert, ọ chịa, eh
Anyị macha way gị, nnwa, come on, seh!
Alert don show (Alert don show)
Owuite don go (Eh, bye bye)
Adenuga don glo
Sapa, anyị ga-enwezi nah, e don go (Otilo, otilo)
Nti m azago aza
Aka m ekogo eko
Men kwụ n'ọkụ
Ọ na-ewe gị, ị ma mgbe men tụrụ ọlụ?
Ị makwa ndị anyị bụ? (Nwa eze, nwa eze, nwa eze)
Ị makwa ndị anyị bụ? (Ehh, ezigbo nwa mmanụ, ehh, gbuchaalụ that guy)
Ị makwa ndị anyị bụ? (Nwa eze, nwa eze, nwa eze)
Ị makwa ndị anyị bụ?
Ehh, ọ dị very importa-mkpa ịma ndị anyị bụ ọ'ịsọ, come on!
Kee ihe na-emezi? Kee ihe na-eme gị?
A na-agwa gị okwu, ị na-achị, calm-ụọ down ọ'ịsọ mpa
Taaa! Ọọ na ị fụrọọ ya?
Watch-ịa nah, nwoke bụ nwa mmanụ ọsịịsọ, gbaa that boy torch ọ'ịsọ
A na-agwa gị okwu, ị na-agbaharị
Ehh, nnaa oh
Kee ncha bụ omo nnwa ogoli nsala?
Ọ kwa m gwara gị na ije nwoke abụrọọ "Snap me unaware"
You must be aware, O.G, ka ị mara ihe na-eme n'ime ogbe
Ngwa, mezialụ ụmụ alọba ten kpa ka ị waba
Nyezịanụ nnwa gị nwaanyị three kpa, na that girl a-try-go
O luo ụnọ, ka o nwee ife ọ kọọlụ his mother
This is Lord Zeus on his tentacles, ị gbaa ya draw, ọ dọwaa!
Written by: nwodo chinonso

