Music Video
Music Video
Credits
PERFORMING ARTISTS
chumoski
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chukwuma Christian Okoye
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Dawn
Producer
Lyrics
Lenu onyenka!
O mua ka I na eburu Okeite?
Ima ife m mee ? 2x
Ima afufu m taa? 2x
Ima Ekpere mkpee yoba Chukwu Olisa na acho’ m Ibu odogwu?
Na acho’m ibu odogwu…
Ima ife m mee?
Ima Ife anyi lu?
Ima afufu ntaa?
Ima afufu anyi taa?
Ima Ije m gaa welue ebe nlu, weme ife mme?
Umuazi na ebuzi okeite
(Buzi Okeite)
Ka ha bute ego Igwe
(Bute ego Igwe)
Na Ebenebe igbuu
(Ebenebe igbuu)
Umuazi na ebuzi okeite ka ha wee bute ego Igwe…
Wee bute Ego Igwe… chumoski aquatic…
(Aquatic)
Nwayo nwayo bu Uwaa!
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Calm down bro…
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Calm down bro…
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Ebenebe egbuu…
I’m giving them Info…
See, ndi amuma uya…
Unu ga aza kwa ugba Itibe aka na obi, welu afa Jesus wena Akpaluzi ego
Ah! Onye kota obulu, kedu Ife Iga Akolu Chukwu?
Jehovah bu Abadaba Engine, (Jesus)
Onye Kelu Uwa bu Abadaba Engine… (Atanafufu nna oo)
I know Life is not easy but take it easy…
Life is a mystery…
I’m praying for Victory Unto my siblings
Special feelings…
Ah! Okorobia, ka anyi welunia Nwayo… Agboghobia, ka anyi welunia Nwayo…
Maka Igbasia Egwu,Ona na n’ukwu,Onaa na n’ukwu…
Maka pay ur dues, Maka pay ur dues
Omelu nia ihe m mee…
Ima ife m mee ? 2x
Ima afufu m taa? 2x
Ima Ekpere mkpee yoba Chukwu Olisa na acho’ m Ibu odogwu?
Na acho’m ibu odogwu…
Ima ife m mee?
Ima Ife anyi lu?
Ima afufu ntaa?
Ima afufu anyi taa?
Ima Ije m gaa welue ebe nlu, weme ife mme?
Umuazi na ebuzi okeite
(Buzi Okeite)
Ka ha bute ego Igwe
(Bute ego Igwe)
Na Ebenebe igbuu
(Ebenebe igbuu)
Umuazi na ebuzi okeite ka ha wee bute ego Igwe…
Wee bute Ego Igwe… chumoski aquatic…
(Aquatic)
Nwayo nwayo bu Uwaa!
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Calm down bro…
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Calm down bro…
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
No Time is late ⏰
That’s my faith
Muna Poverty self ewego demarcate
Boys these days na dizi in a haste, Mana owero… They are trying their best…
Calm down, no rush… Brother man, things ga adi alright…
God’s Time no bad, win time 🕰️ odi kwa nu na onu ba anyi
Don’t be a parasite 🦠
(Don’t be a Parasite)
Nwa ogbe, Hustle for your own paradise
(Hustle for your Paradis)
Eh win, win, all man…
This hustle, Okwa imakwanu na o do or die, Course mate, Longtime…
E packia Benz, mua a packia my Rolls Royce…
Stackia dah funds,no noise o…
Na men dey here…
Oburo umu boys
Ndi Okeite, unu ga na eyekwa
Mana I weta Ife ikpe e, Ejinaya wee mee buga, Lele,Okwa muna ya so…
Je nta nukataa,o sim na ukwu m dika ukwu Anu …
Ijee ebe anyi njee
Fu Ife anyi fuu, Ibata, Iga ewee obi agu ……melume!
Ima ife m mee ? 2x
Ima afufu m taa? 2x
Ima Ekpere mkpee yoba Chukwu Olisa na acho’ m Ibu odogwu?
Na acho’m ibu odogwu…
Ima ife m mee?
Ima Ife anyi lu?
Ima afufu ntaa?
Ima afufu anyi taa?
Ima Ije m gaa welue ebe nlu, weme ife mme?
Umuazi na ebuzi okeite
(Buzi Okeite)
Ka ha bute ego Igwe
(Bute ego Igwe)
Na Ebenebe igbuu
(Ebenebe igbuu)
Umuazi na ebuzi okeite ka ha wee bute ego Igwe…
Wee bute Ego Igwe… chumoski aquatic…
(Aquatic)
Nwayo nwayo bu Uwaa!
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Calm down bro…
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Calm down bro…
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Calm down oga elu everybody aka
Amarom way gi
Ina agba speed
Onyeka sef
Written by: Chukwuma Christian Okoye