album cover
Odogwu
125
Christian & Gospel
Odogwu was released on May 26, 2023 by Chris ND Music as a part of the album Odogwu - Single
album cover
Release DateMay 26, 2023
LabelChris ND Music
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM129

Credits

PERFORMING ARTISTS
Chris ND
Chris ND
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chris ND
Chris ND
Lyrics
Christian Ndudim Iweajunwa
Christian Ndudim Iweajunwa
Composer

Lyrics

Odogwu one of heaven ooh
Odogwu akata aka ooh
Ebube ndi nso ji eme mpompo
Odogwu Akata aka
Ehenn!
Odogwu Odogwu Odogwu
Odogwu ji nso ji eme mpompo
Odogwu Odogwu Odogwu
Odogwu Ji ndi nso ji eme iyanga
Say say say say say
Enwelu Odogwu ndi Odogwu na etu kwa Odogwu
Enwelu Odogwu ndi Odogwu na etu kwa Odogwu
Odogwu ji nso ji eme mpompo
Enwelu Odogwu ndi Odogwu na akporo isi na ala
Odogwu ji nso ji eme nganga
Otu onye ana asi unu abia la
Ngada ngada nga o Dike
Holy Holy Holy Father
Almighty God father
Odogwu ji nso ji eme Onu
Tell me why I no go pose
Odogwu ji nso ji eme mpompo
Ebem nwere nnukwu Odogwu
Odogwu ji nso ji eme iyanga
I travel from the east
To the west, to the north and south
No one compare
Odogwu kari ri Odogwu
In heaven on earth
In the sea and in the universe
Nothing compare
Odogwu kari ri Odogwu
Nta nta Nmiri na ebu ogwe
Odogwu Chukwu nwelu Obi
Obi Nna, Obi Nwa
Chukwu nwelu Obi Nwa
Nta nta Nmiri na ebu ogwe
Odogwu Chukwu nwelu Obi
Obi Nna, Obi Nwa
Chukwu nwelu Obi Nwa
Odogwu one of heaven
Odogwu akata aka
Ebube ndi nso ji eme mpompo
Odogwu Akata aka
Odogwu Odogwu Odogwu
Odogwu ji nso ji eme mpompo
Odogwu Odogwu Odogwu
Odogwu Ji ndi nso ji eme iyanga
You still dey look
King of Kings aburo guy name
Welu Ya, Welu Ya, Welu Ya, Welu Ya
Make we dancia for Jesus
See as I dey Dancia
I dancia
I dey dancia
I dancia
For my Jesus o
I dancia
I dey dancia
Selebem pem pem
I dancia
Sen sen sen sen
I dancia
Sen sen sen sebem
I dancia
I dancia
Odogwu one of heaven
Odogwu akata aka
Ebube ndi nso ji eme mpompo
Odogwu Akata aka
Odogwu Odogwu Odogwu
Odogwu ji nso ji eme mpompo
Odogwu Odogwu Odogwu
Odogwu Ji ndi nso ji eme iyanga
Written by: Chris ND, Christian Ndudim Iweajunwa
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...