album cover
Doings
album cover
Doings was released on May 27, 2023 by Chrisman Music base (CMB) as a part of the album Doings - Single
May 27, 2023
LabelChrisman Music base (CMB)
BPM188
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

Eh, eh, nwanne, if it's a hit, aka anyi dia
Whoo!
Se, se
Bia Master turu ogene bode
Master
Iye, iye, iye, iye, ye, ye-ye
Otua!
Iye gogo di m'ono yoyo (Oyolima!)
Who no know go know
Na men donye iru na ị ga-ama
Obodo edelụ jim jim
Ewepụte cash, a ghaa n'enu
Maka na onye na-ekwerọọ ga-ekwe
A wee gwazie gị na ọ na-eme
Nwanne, ife na-ebe ka na-ebe
Ị fụgo na doings get levels?
Ndị agaba (Lee lee), abaa
Men, ị makwa eme? Abaa
A babe, ị makwa eme? Abaa
Guy, i ji okpogho ole? Abaa
Ị ma na ife e dele ede, abaa
Na ọ bụ ife e nyelụ enye o, abaa
Na street, o mеle eme, abaa
Ị fụgo na doings gеt levels?
Ebube agụ na-echenụ agụ e
Okilikili ka a na-agba ukwu ose
Eh-oh, ị ga-a-like anyị o (Ị ga-a-like anyị o)
Nwanne, ị makwa ka anyị si kwado?
You cannot stop a moving train o
M bunye gị ya, ị ga-a-like anyị o (Ị ga-a-like anyị o)
The girl sị na m adaa anyụ anyụ (Chei)
Mana, ọ bụ maka na ọ daa agba mmiri (Oyolima)
I rie my money, ebele adịrịị ya (Alele)
Ana m anụ ife?
Ị ma na ị fụ doings, ị ga-agbaka?
Ka ị daa afụ ụzọ, ị naraa anụ ife?
Iyoo okoo, doings get level o (Ị fụgo na doings get level?)
Ndị agaba (Lee lee), abaa
Men, ị makwa eme? (Se, se, se, se, se) Abaa
A babe, ị makwa eme? Abaa
Guy, i ji okpogho ole? Abaa
Ị ma na ife e dele ede, abaa
Na ọ bụ ife e nyelụ enye o, abaa
Na street, o mеle eme, abaa
Ị fụgo na doings gеt levels?
Boys a na-ama aka?
Open up, gosị ya your babe, sị ya so m na-awa awa
Mụ na gị adaa agba mgba, nwa bịalụ ije, ya-ana ana
Edoko bulu ebu na Toscana na-akụzi ụmụ ka carpenter
Afụ dimkpa, afụ ogologo iru ya (Na so)
And nwoke bute ike, na ụmụ nnwa ga-afụnata isi ya (Ehen)
The boys libe ife, na ndị egwu ga-akpọnata ụbọ (Otua)
Emesịa, a kpọluo ụnọ, na ofe mma ya-atọnata ụtọ
Ashị m na ọ ya-atọnata ụtọ, ibee
Jụgodi akuku ite, na e nwekwaa levels to this
Ekene kenee Chukwu, na hustle emechaa pụta ife
O nwee ife dị iche from égbé na égbè
Na onye ji égbè, na-agba égbè
And, onye ji ego febe ego, onye ji égbè agbawa égbè
Guy, kilibe doings (Eh-eh)
Just, negodu doings (Eh)
Ụdị ife a na-eme na movies (Eh-eh)
Fa ncha socha na doings (Eh)
Asa a ị na-anwụlụ ma doings (Eh-eh)
Ọ kwa m tụọ, ọ kpọwa m Zubis (Eh)
The convoy that we move in (Eh-eh)
Fa ncha socha na doings (Eh)
Ha!
The girl sị na m adaa anyụ anyụ (Chei)
Mana, ọ bụ maka na ọ daa agba mmiri (Oyolima)
I rie my money, ebele adịrịị ya (Alele)
Ana m anụ ife?
Ị ma na ị fụ doings, ị ga-agbaka?
Ka ị daa afụ ụzọ, ị naraa anụ ife?
Iyoo okoo, doings get level o (Ị fụgo na doings get level?)
Kedụ ife ị na-achọziri anyi okwu? (Ị fụgo na doings get levels?)
Kedụ ife ị na-atajiri anyị anya? (Ị fụgo na doings get levels?)
Nwanne, ị ga-emenwu ife anyị na-eme? (Ị fụgo na doings get levels?)
Ị mazikwa na e kelụ ọlụ eke? (Ị fụgo na doings get levels?)
Who no know go know, na men donye iru na ị ga-ama (Mix Monster)
Obodo edelụ jim jim
Ewepụte cash, a ghaa n'enu
Maka na onye na-ekwerọọ ga-ekwe
A wee gwazie gị na ọ na-eme
Nwanne, ife na-ebe ka na-ebe
Ị fụgo na doings get levels?
Ndị agaba
Written by: Flavour
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...