album cover
Obinwanne
album cover
Obinwanne was released on July 11, 2023 by Jonasmusic as a part of the album Obinwanne - Single
July 11, 2023
LabelJonasmusic
BPM142
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

Oh.
Ije.... jona
Dubem o, chukwu zobam oo, Dube oo.
Izu ka mma na nneji, inula..
Onuru ube nwanne ya agbala oso.
Okwa mmadu ka ije aga, onye nwe mmadu ka kwa nu , onye nwere ego.
Ozu sinwe nsi oke oyi alaa..
Okwa Obinwanne ka anyi na ayo.
Biko ka anyi nwere Obi nwanne doo....
Obinwanne.......
Nwanne ka m kwa gi eziokwu, okwa onye ma mmadu na egbu ya.
Okwa oke no n\'ulo gwara nke no na ezi, we kwa ya na azu no na ngiga.
Tigbuo , zogbuo anyi na azo, okwa na isi Nwanne mu na gi.
Igbo obu gini na esere anyi, ka anyi di na udo,
ewoo.....
Divided we fall, United we stand o,
one love ,one mind we conquer igwebuike. (2.X)
CHRUS
Onuru ube nwanne ya agbala oso,(2.x)
Inu ube nwanne ge nti ka imara ife ona ekwuoo..
ewoo.
Onuru ube nwanne ya agbala oso,(2.x)
Inu ube nwanne ge nti ka imara ife ona ekwuoo..
ewoo.
Onuru ube nwanne ya agbala oso,(2.x)
Inu ube nwanne ge nti ka imara ife ona ekwuoo..
ewoo.
Onuru ube nwanne ya agbala oso,(2.x)
Inu ube nwanne ge nti ka imara ife ona ekwuoo..
ewoo.
Muna Nwanne m na ato, muna nwannem di na mma,
onye iro buru ogbahara.
Onye muna ya so na achu mmuo,
si na ukwu m dika ukwu mmuo..
ihe mmadu mere mmadu ibe ya o.....
okwa isi na m mejoro gi,
okwa isi na m kwujoro gi,
Biko gbahara si n\'m, ka anyi di na udo
ewoo.
Churus
Onuru ube nwanne ya agbala oso,(2.x)
Inu ube nwanne ge nti ka imara ife ona ekwuoo..
ewoo.
Onuru ube nwanne ya agbala oso,(2.x)
Inu ube nwanne ge nti ka imara ife ona ekwuoo..
ewoo.
Onuru ube nwanne ya agbala oso,(2.x)
Inu ube nwanne ge nti ka imara ife ona ekwuoo..
ewoo.
Onuru ube nwanne ya agbala oso,(2.x)
Inu ube nwanne ge nti ka imara ife ona ekwuoo..
ewoo.
Ekele kelerem Toscana Odogwu, Emynice na ibu nwanne m.. P. MAC na ekele m gi o,
comrade faco ifeanyi,
Kedu si maka C.MAC odogwu, sir white, Torres Nwannem, Isuochi motors ekele...
Ya na Blessed Chukas,
Mmiri Ebube one of Africa, J.BOY.
Aku philipine na iga adi oo..
Araka Kingsley na ekele m gi ooo,
K.C washington,
AkaGod rapid Odogwu, Udene na Asia na ekele m gi o....
Agbanwee Dollar na iga adi..
onye oma G.CLIMAX,
Ekele keleru m high chief ono na mba 1, ihe one of isuochi, Okpata ozu ara..
Written by: nze okija
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...