album cover
Peremense
33,433
Alternative
Peremense was released on July 13, 2023 by 360ProfesorOnyeEgwu as a part of the album Peremense - Single
album cover
Release DateJuly 13, 2023
Label360ProfesorOnyeEgwu
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM179

Credits

PERFORMING ARTISTS
Professor Onye Egwu
Professor Onye Egwu
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Professor Onye Egwu
Professor Onye Egwu
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Barmy
Barmy
Producer

Lyrics

Ajeeee!
Ewoo yoo yooo yooo,
ọ kwa Professor Onye Egwu
it\'s Barmy on the beat
I fe m fụrụ ka m na ekwu nwanne
Ịsị mụ money is not everything mana inwero ego, ị na akọ
PEREMENSE,
PEREMENSE
ka ị na akọ PEREMENSE
Money is the root of all evil mana ị na achụ ego, ị na akọ PEREMENSE,
PEREMENSE
ka ị na akọ PEREMENSE
Money nah vanity upon vanity ekwereme ekwe, but i so much love this VANITY
Iyeeee
with it you can maintain your SANITY
Iyeeee
sotey e go save you from POVERTY
ozugbonje e go make you CELEBRITY
Ewoo yoo yooo yooo ife m fụrụ ka m na ekwu nwanne ọkwa ị nụrụ a?
Aiiyelele iyele iyele iyele Aiyeee
Iyelele iyele iyele iyele Aiyeee
Aiiyelele iyele iyele iyele Aiyeee
Iyelele iyele iyele iyele Aiyeee
 
Ọkwa ị sịrị na anyụ kọọ mmamịrị ọnụ, nọ ọ ya agba ụfụfụ, nya ka anyị nọ eri ụtụtụ
Iyeeee
Otego Naịjiria bido nyụ kọ ba. Iyeeee
Obodo a na emezi mụ ka m gbalaga
Iyeeee
Enu na ana na agbazi nụ ghara ghara
Osadebe tieru fa egwu sị fa kanyi jikọta
Nya bụ na ịsị mụ two heads are better than one ma Ifé ka na emebi ị na akọ PEREMENSE,
PEREMENSE
ka ị na akọ PEREMENSE
My pastor sịrị mụ ma aṅụzina alcohol mana ọ aṅụ Life,
ị fụ ya ebe ọ na aṅụ Life Iyeeee
ọ sị gị i can\'t kill myself Iyeeee
ọ bụ na ọgba juo dọọrọ ṅụcharụ Life ka ndụ dị
maka na Life bụ mmanya ndụ
Nya bụ na ịsị m aṅụ zi dụ kwọ na alcohol mana ị na aṅụ Life ị na akọ PEREMENSE
PEREMENSE
ka ị na akọ PEREMENSE
Man shall not live by bread alone mana ị na ekpe give us our daily bread
Wooo yooo yooo
What is my will always come back to me a na nugo gị phone na awada? Ọ na chighatara ọzọ?
A na nugo phone na upper iweka? Ọ na chighatara ọzọ eeh? Ife m fụrụ ka m na ekwu nwanne.
Fa sị mụ na ịtụ ọrụ bụ by grace na amaghị na ọbụ ọgwụ ka a na agwọ
Ibobo ka a na esi
Okeite ka a na ebu
Udu akọ mmiri ka a na ebu
Ị na anụ oo nwanne?
Nya bụ na ịsị mụ na ịtụ ọrụ bụ by grace, nwanne ị na akọ PEREMENSE
PEREMENSE
ka ị na akọ PEREMENSE
Fa sịrị na ego bụ mgbọrọgwụ njọ ekwerem ekwe
Mana iri ya eri na asọ ụsọ
Ịkpa ya akpa na afụ ụfụ
Otego mgbe mụnwa jiri kpakọba Iyeeee
Ịkpata ego a bụrọ maka achamanya
Iyeeee
Ịchụ ba the money girls agbalaga Iyeeee
Mana ị bute the money girls a gbakọta
My babe sịrị mụ she loves me when am broke
Ọga ijirọ ego ị na akọ PEREMENSE
PEREMENSE
ka ị na akọ PEREMENSE
Aiiyelele iyele iyele iyele
Aiyeee
Iyelele iyele iyele iyele
Aiyeee
Aiiyelele iyele iyele iyele
Aiyeee
Iyelele iyele iyele iyele
Aiyeee
Written by: Professor Onye Egwu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...