album cover
Champion
album cover
Champion was released on November 10, 2023 by Umu Obiligbo global as a part of the album Legacy
AlbumLegacy
November 10, 2023
LabelUmu Obiligbo global
BPM82
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

[Intro]
Hummmm
Hummmm
Chaị (Hummmm), ife ekwulu emebego e eee, e
(Hummmm) Nkwa Chukwu kwelụ emebego e eee, e
[Verse 1]
Ụmụ Obiligbo fa abịagokwe nụ
Ndị Chukwu mele eze abịalutego, ee
Onye Chukwu mele eze ga-abụlịlị eze
Aka adịị ekpuchi ọnwa n'ụwa
[Verse 2]
Ife m nyọlụ Chukwu ee, Chukwu emegolụ m nya
Ayịyọ m yọlụ Chukwu kele ụwa, Chukwu emegolụ m nya
Ọgbajuodalụ, m kpọba Chineke, Ọ za
(Ọ za)
Ọ na-abụ ọgbajuodalụ, m kpọba Chukwu nna, Ọ za
(Ọ za)
[Chorus]
I am a winner, I am a winner
I can never be a looser, I am a winner
All the days of my life ee
Everyday of my life ee
I am a winner
[Chorus]
(I am a winner) Iye ee
Everyday of my life ee, iye ee
(I am winner)
Everyday of my life ee, ee
(I am a winner)
Everyday of my life ee, ee
(I am a winner)
I will always be a winner, I can never be a looser
(I am a winner)
Eyeeeh eeh
(I am a winner)
Everyday of my life eeh
(I am a winner)
[Outro]
Eh ee
Eh ee
Written by: Obiligbo Ebuka
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...