Music Video

Lyrics

Pasacota Cash Before Nyash Aloba Ima street di into two Enwe Omila, nwee On My La Omila bu ndi ji egbe apialu ego And On My La bukwa ndi ji Laptop apialu ego So gi nwa ka odi zia lu i-choose nke iga apia But o ga aka mma na iku On My La than na iku Omila ighota Maka na ndia nwete gi eeh iga amazi nah Omila na akwu ugwo but oma nye gi ego ga a last Omila na akwu ugwo, yes ima na akwu government tax Omila bu risk task, Omila deadly task Some missions na adi successful, one day ur work go cast Omila Omila Aloba kwusi kwa omila Omila Omila Aboy kwusi kwa omila Omila Omila Iyoo kwusi iku omila Omila Omila Abobi kwusi kwa omila O ka mma na iku On My La On My Laptop O ka mma na iku On Your La On Your Laptop O ka mma na iku On My La On My Laptop O ka mma na iku On Your La Aboy Aboy Aboy Aboy! how many times did i call? Amam na ibu hardcore, but i want you to recall put call Juo ife me Shina Rambo, Juo ife me Derico, Lawrence Anini Those men kulu omila Later was killed by Government on their Movement to Augment Ka ima nkea, Ima nke ozo Bad friends ga edupu gi uzo Akuo aka, ege nti, agba torch afu uzo Ur 99 imaka ifu uzo, in this life Chibuzo Okwa izuchee ori, igba ice, lodgia la otu That is not the way forward, anolom n' ife ala bu otu Eje kwene ba cult, egbuo gi is fault I know you are facing a lot Forward ever, never look back ka nwunye lot, nwunye lot Kee ife icho ka mma gi mee na onu na agbadu gi How do you want your dad to feel na onu na agbadu gi Your death will be shameful, painful and disgraceful Kwusi kwa omila kitaa, biko your cup go full Police paa gi, community ga asi na ibu a fool My work in this life bu inye kwa gi OT Ọ na ichọlọ bu Governor ka Alex Otti? Lụọ ọlụ Lụọ ụlụ mana ụlụ akana ọlụ Brother muo Nwannem oo, se nete aka n' ọhụ Rest In Peace Mohbad When i got the news, my mood was so bad Omila na akwu ugwo but oma nye gi ego ga a last Omila na akwu ugwo, yes ima na akwu government tax Omila bu risk task, Omila deadly task Some missions na adi successful, one day ur work go cast Omila Omila Aloba kwusi kwa omila Omila Omila Aboy kwusi kwa omila Omila Omila Iyoo kwusi iku omila Omila Omila Abobi kwusi kwa omila O ka mma na iku On My La On My Laptop O ka mma na iku On Your La On Your Laptop O ka mma na iku On My La On My Laptop O ka mma na iku On Your La Ima a word is enough for the wise Eeh O oka zie li gi ka iwelu my ighota zi kosi adi But m joo iji oghere a kene all man na agba mbo legitimately Ighota Chukwu ga agozi all man but ina agba mbo Akwa wu kwe ne obara, egbu kwa na mmadu o Ighota
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out