Credits

PERFORMING ARTISTS
Agumba Idemili
Agumba Idemili
Performer
Chidiebere Madunagu
Chidiebere Madunagu
Remixer
COMPOSITION & LYRICS
Chidiebere Madunagu
Chidiebere Madunagu
Songwriter

Lyrics

Ah Ah Ahh Ahhh
Chief Imo Worldwide awiga la ozo
Nke ugbu a o mu na Agumba Idemili so bia
Onwere onye ya na nwanne ya so ujo a na-atu ya?
Ngwa o ruo na n'omume, O ruo na n'omume
Ebeee wuuu
Ngwa ka-anyi dobiri ya, ka-anyi gba ya agbaa
Iyaa, Iyaa, Iyaa, Iyaa, Ebeee wuu
Onye mejolu gbagharu m oo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
O mialu yi mma rachapu oso
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ubochi Nwanne Ezii oyii anaa oo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Enu uwa doo) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Chukwu doo doo doo) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Onye mejolu ya gbaghaluzie
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Ezii oyii doo) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Nwanne enwe bu enyi o) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ezii oyii gbaghalu m ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Cheta Ubochi onwu eeeh
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ubochi Onwu eeeeh
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
O nwelu okwu Nna m gwalu m ooo
Na Nwanne enwe bu enyi oo
Ifeadika Nwanne ooo
Agumba Onye Oba lotakwa Nwanne yi
Echefu na Nwanne yi, Nwanne enwe bu enyi ooh
Agumba onye Oba Ifeadika Nwanne
Lota Nwanne yi, Nwanne enwe bu enyi
Ubochi onwu Nwanne ka-aga akpoo
Ezii oyii m ooo, Ifeadika Nwanne
Onye o metu n'obi lotakwa Nwanne ya
Ifeadika Nwanne oooh
Ifeadika Nwanne oooh
Onye mejolu ya gbaghaluzie ooo
Oooooyiiii
Maka na-anyi gbasia nu n'ama
Anyi e bulu na-aba n'obi
Anyi e bulu na-aba n'obi
Anyi e bulu na-aba n'obi
Anyi kwusia nu n'ama ooo
Anyi e bulu na-aba n'obi
(Chineke doo) Anyi e bulu na-aba n'obi
(Chukwu doo doo doo) Anyi e bulu na-aba n'obi
O kwa I ma na-anyi nusizie nu n'ama oo
Anyi e bulu na-aba n'obi
(doo doo doo) Anyi e bulu na-aba n'obi
(Chukwu doo doo doo) Anyi e bulu na-aba n'obi
O kwa I ma I tisie m ihe n'ama oo
Anyi e bulu na-aba n'obi
(Nwanne m ooh) Anyi e bulu na-aba n'obi
(Ezii oyii m ooo) Anyi e bulu na-aba n'obi
O kwa ima na-ibesizie m n'ama
Anyi e bulu na-aba n'obi
(Ezii oyii m ooo) Anyi e bulu na-aba n'obi
(Ezii oyii m ooo) Anyi e bulu na-aba n'obi
Onye mejolu gbaghalu m ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Chukwu doo doo dooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Nwanne enwe bu enyi ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Onye mejolu ya gbaghaluzie
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ifeadika Nwanne
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ezii oyii doo doo doo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
O mialu gi egbe, rachapu oso
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Okwa Mmadu bu ekwensu
Mmadu ka-ana agha ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Onye mejolu ya gbaghaluzie nuu
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Chukwu doo doo doo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Chukwu doo doo doo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ebeee huu, haahaahaa haaa
Onunu ube, onunu ube, onunu ube Nwanne agbala oso
Ihe obula Nwanne huru mee gi ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ka-anyi nwee nuu obi Nwanne
Maka na Nwanne bu ihe
Ka-anyi jiri nuu otu obi biri ooo
Ihe ga-agara anyi wele wele
Ya diri gi mma o, lota Nwanne gi
Maka Mmadu ka e ji abaa
Echi di ime, Onye ma echi oo
Ajuju ka m jiri bia
Chief Imo Worldwide aputago n'ogbo egwu
Egwu oma ka m jiri bia
Agumba nwa Oba I bu Nwanne m oo
Igbo niile anyi bu ofu oo
Ya diri gi mma, Ya dikwara m ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
O diri m mma, Ya diri Nwanne m
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Afuru m gi n'anya, I bu nwanne m oo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Igbo niile ka-anyi jikota aka ooo
Ka-anyi nwelu Uwa ka egwu
Ooooh
Onye mejolu gbaghalu m ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Aahhh) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
E mejolu m gi biko gbaghalu m ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Biko) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Biko) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ekwujolu m gi biko gbaghalu m ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Chief Imo na-ario) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Gbaghalu m ooo) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
E mejolu m gi biko gbaghaluzie m ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Biko) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Biko) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ekwuru m okwu ojoo gbaghaluzie m ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Agumba na-ario) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Biko) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ezii oyii gbaghalu m ooo
Doo doo dooo
Nwanne enwe bu enyi
Ife melu yi gi gbaghaluzie ooo
Doo doo dooo
Ifeadika Nwanne ooo
Chief Imo Nwanne m O gi ka m na-akpo
Oyii m doo doo dooo
Bia nulu onu mm
Onye anyi mejolu ya gbaghaluzie oo
N'elu uwa esika ooo
Anyaukwu Erika ooo
Onye anyi mejolu ya gbaghaluzie oo
Uwa di egwu ooo
Mmadu ka-ana aria ooo
Mana o mizielu gi mma rachapu oso
Oyii m doo doo doooo, Oyii m doo doo doooo
Mana O mikwalu gi egbe rachapu oso
Oyii m doo doo dooo, Oyii m doo doo dooo
Onye mejolu ya gbaghaluzie ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
O mialu gi mma rachapu oso oo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ubochi Nwanne Ezii oyii anaa ooo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Enu Uwa dooo) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Chukwu doo doo dooo) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Onye mejolu ya gbaghaluzie ooo
(Ezi oyii doo) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
(Nwanne enwe bu enyi) Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ezii oyii gbaghalu m oo
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Cheta Ubochi Onwu eeh
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Ubochi onwu eeh
Iwe Nwanne Eruna Okpukpu
Written by: Chidiebere Madunagu
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...