Lyrics

Ogbe Gwam gwam, gwam ife n'eme, Ife di mma (ife di mma) Men n'aku, everything mara mma (everything mara mma) Grinding, grinding ka engine ọka Take note, my kala abụlọkwa egbe Akwa Sọsọ ego bụ ife di kwa mu n'uche Umu Snapchat n'egosi m ife Mana munwa achọlọ, munwa achọlọ Achọlọm ike, munwa chọlọ ibute ike Ife di mma, ife di mma (ife di mma, ife di mma) Anyị adirọ ayọ ayiyọ, ife di mma (ife di mma) Ife di mma, ife di mma (ife di mma, ife di mma) January to December, ife di mma (ife di mma) Ife di mma, ife di mma (ife di mma, ife di mma) Anyị adirọ ayọ ayiyọ, ife di mma (ife di mma) Ife di mma, ife di mma (ife di mma, ife di mma) January to December, ife di mma (ife di mma) Ife di mma Ife di mma Ife di mma New whip alert, zero mileage Brand new virgin, zero body count Dr eze mmụọ, Chief priest Cubanna Motor di mma, Changan Mikano Presidential convoy like Jagaban Ife ọbụna ina eme, kwechiri ka Jackie Chan Imakwa (my plan, bullion van) Money must be made (walai talai) Akụ na uba n'esi obi ike (eziokwu) Adịkwa well loaded (eziokwu) Nwaanyị di ime makwa na iche dị ime (eziokwu) Igwe makwa na obodo bu igwe (eziokwu) Gwam gwam, gwam ife n'eme, Ife di mma (ife di mma) Men n'aku, everything mara mma (everything mara mma) Grinding, grinding ka engine ọka Take note my kala abụlọkwa egbe Akwa Sọsọ ego bụ ife di kwa mu n'uche Umu Snapchat n'egosi m ife Mana munwa achọlọ, munwa achọlọ Achọlọm ike, munwa chọlọ ibute ike Ife di mma, ife di mma (ife di mma, ife di mma) Anyị adirọ ayọ ayiyọ, ife di mma (ife di mma) Ife di mma, ife di mma (ife di mma, ife di mma) January to December, ife di mma (ife di mma) Ife di mma, ife di mma (ife di mma, ife di mma) Anyị adirọ ayọ ayiyọ, ife di mma (ife di mma) Ife di mma, ife di mma (ife di mma, ife di mma) January to December, ife di mma (ife di mma) Ife di mma Ife di mma Ife di mma Ife di mma
Writer(s): Ani Jeremiah Chukwuebuka Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out