album cover
Available
38
Afro-Beat
Available was released on February 24, 2024 by 3160095 Records DK as a part of the album Available - Single
album cover
Release DateFebruary 24, 2024
Label3160095 Records DK
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM109

Credits

COMPOSITION & LYRICS
Milli Charles
Milli Charles
Songwriter

Lyrics

(Incantations…)
Munwa adighi emezi kwa na ego kilili
Bulu be Milli Chupado Billi Billi
Tikpo nti ma Okwu banye be asili
Tinye fa na chain fa nodu na cage
Fa nodu kwa there lane ka m choba my way
Okoto kali odogwu cholu the pay
E be ego di mmuje one way
Okwa anyi bulu ya bata na obodo iga enye anyi way
Ego do na boot Adi eje kwa ime POS
Asa abago cruise ochezogo na Obia ile shirt
Udo Gba kwa shoe azugo afia on low sef
Agba go kwa match 3 or 4 to 5 set
E Check Igamazi the scores
Mgbahu imalu na onwe ndi olewa sef
Akuo aka gee nti for the full story ka atanyelu gi na iru men nosi for sale
(The number you're trying to call is not available at the moment please try again later thank you)
Obulu matter money adim available
Juo Ese m oo I'm Mr capable
Anu nwelu obi ka icho idebe na your zoo
Just relax iga Afu my color soon
Matter money ka ibia na emesi ka ibu Jew
True to God aga eri your eye soon
6 to 6 anyi dogba na the hood
If you snooze aloba you go loose
Aboby sharp or your treasure we go voom
And if you doubt anyi ebulu Asa move
Koro koro oga adi ka part 2
Anyi ji tools na amabata in 2s
Obulu ibute ego adim available o
I swear to god adim available
Akuko bulu ifo I am not available
Bia ma guy adim not available
The shawty nwee Mmilli adim available o
E bum gallon & adim available o
Buh Urgent 2k di not available o
I need your favor is not available o
Akuko bia na ego adim available
Transactions adim available
Obulu ozioma I'm not available
Ibute bible I'm not available
Isi onye adim available
Akpa mgbada mua dikwa available
Akpoo ndi eke I'm not available o
Ikpoo my phone not available
Obulu ibute ego adim available o
I swear to god adim available
Akuko bulu ifo I am not available
Bia ma guy adim not available
The shawty nwee Mmilli adim available o
E bum gallon & adim available o
Buh Urgent 2k di not available o
I need your favor is not available o
Akuko bia na ego adim available
Transactions adim available
Obulu ozioma I'm not available
Ibute bible I'm not available
Isi onye adim available
Akpa mgbada mua dikwa available
Akpoo ndi eke I'm not available o
Ikpoo my phone not available
(The number you're trying to call is not available at the moment please try again later thank you)
Abig Abig, Okwa ima na anyi ka na egbucha o
Nyetu anyi ife ina ese ka anyi sewaa
Tinye anyi na ife ana alu ka anyi na ewelu ya
Onwe afia akpobalu imakwa na aga elepuya o
So chukwu ma na Umu aloba no na akwa kwa ya
Anya red with on pressure na achu kwa ya
Onwee ife iwotaa mpa iga akowalu anyi
Onwe ka anyi paa Tinubu okwa nticha o
Nwata kwochaa osolu obi Cubana wee rie nri
Aku fechaa ajo Umu ga aputa ilo kpaba nri
Agbalusia ngene ekulu nwa ngene sie nri
Malukwa n' udene adighi erikwa ya eri
Achuo Aja ma afuro ezeka-udene ife mee be mmuo
Tupulu Nikita okpukpu ka Ojebe ogu be mmuo
Nwata na akwadokwa ogu malukwa piakwaa okpo
Malukwa surugede bu egwu mmuo
Oshimiri Ekene Obala tule eze dibia na Ekene
Aro Aro Eeh Obute Obute ka anyi ji eje
Ibobo ibobo ibobo ibobo adighi esi ngo
Haaaa Nnukwute mmuo aaaah haa
Nnukwute mmuo aaaah haaa
(Incantations….)
Written by: Milli Charles
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...